album cover
Ikemefuna
1,178
Pop
Ikemefuna was released on June 28, 2024 by HWC Entertainment as a part of the album Ikemefuna - Single
album cover
Release DateJune 28, 2024
LabelHWC Entertainment
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM107

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Ifé
Ifé
Performer
Ifechukwu Mercy Michael
Ifechukwu Mercy Michael
Lead Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Kenechukwu Ibedu
Kenechukwu Ibedu
Songwriter
Ifechukwu Mercy Michael
Ifechukwu Mercy Michael
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Skitter
Skitter
Producer

Lyrics

Iyeee iyaaa
Iyeee iyaaa ya ya
Iyeee iyaaa Yo Skitter
Iyaaa ya ya ya Ifé
Mgbada nwe ajọ ọsọ
Nwa ọkụkọ nwe nwo-nwo ọsọ
Obodo baa ajọ ọvia
Ọnye ọbụna malụkwa nụ ọnwe ya
Ama ndị ana eze
Okwu ngwalụ ịveanyi nwannem
Ọgọ mụ egbunam
Ọkwịa bụ ịve m nyọlụ Chim
Oke anyị efuna oh
Chi anyị ejina oh yeah
Nke mụ efuna oh
Ikemefuna oh
Oke anyị efuna oh
Chi anyị ejina oh yeah
Nke mụ efuna oh
Ikemefuna oh yeah yeah yeah yeah yeah
Iyeee
Iyeee iyaaa
Iyeee iyaaa ya ya
Iyeee iyaaa
Iyaaa ya ya ya ya
Iyeee iyaaa
Iyeee iyaaa ya ya
Iyeee iyaaa
Iyaaa ya ya ya ya
Ọkwa ọnye buru Chi ya ụzọ
Ọgbagbuo ọnwe ya n' ọsọ
Ọkwa agbalụsịa ngene
Ekulu nwa ngene ṅụọ
Ọh ọh ọh ọh ọh
Aga mụ ayọba Chukwu oh
Aga mụ ayọba Chukwuolisa
Ka ọ dịlị anyị na mma
Kenechukwu Ibedu oh
Nwannem biri oh
Oke anyị efuna oh
Chi anyị ejina oh yeah
Nke mụ efuna oh
Ikemefuna oh
Oke anyị efuna oh
Chi anyị ejina oh yeah
Nke mụ efuna oh
Ikemefuna oh yeah yeah yeah yeah yeah
Iyeee
Iyeee iyaaa
Iyeee iyaaa ya ya
Iyeee iyaaa
Iyaaa ya ya ya ya
Iyeee iyaaa
Iyeee iyaaa ya ya
Iyeee iyaaa
Iyaaa ya ya ya ya
Written by: Ifechukwu Mercy Michael, Kenechukwu Ibedu
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...