Credits
PERFORMING ARTISTS
Mhlody
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Onyedika nwokoye
Songwriter
Lyrics
Iyoo egwum na Ona araa eh
Afam bu mhlody
Jaraking kam na aza ah ah ah
Amala ise.
Abobi nekele ka uwa si adi oh
Leenu ka uwa si adi
Ikpata ego nelu uwa rikwa ego gi
Na ana eri aku nonwu
Oso gi Idebe aru na ina eme managing
Next of kin na ewekwa iwe oh
Ikpasia ego nwuo nuwa ma irighi eri
Aga adi ya VAM VAM VAM
Mazeli si Onye nwere ife ribe ife ya oh
Na onwu na abiakwa na mberede oh
Gi bu ochi nti ichie nti
Na onya ka m na ekwu
If you like iwusa aru na ina eme managing
Next of kin na ewekwa iwe oh
Ikpasia ego nwuo nuwa ma irighi eri
Aga adi ya VAM VAM VAM
My guy idikwa aware
VAM VAM VAM
Mgbirigba ije elu
VAM VAM VAM
Gi bu ochi nti ina anukwa
VAM VAM VAM
Okpa aku eri eri oh
VAM VAM VAM
Ngwa nekele ka uwa si adi oh
VAM VAM VAM
Eiya Aga ado ya VAM VAM VAM
Next of kin etie
ONYE ODINAKA
Onye odinaka presently
ONYE ODINAKA
Enjoy no be your fault
ONYE ODINAKA
onye odinaka ah
ONYE ODINAKA
Eberebe ah ah ah ah Amala ise
Okpa aku gi na Onye ga eri
Ya bu ego ina edebe
Gina Onye ga eri oh
Ego uwa na odi anyi wee bia
Na oga adi anyi ana ah ah ah ah
Okpa aku gi na Onye ga eri
Ya bu ego ina edebe
Gina Onye ga eri oh
Aku ikpatara rie ya na ndu
Na inwuru onwu nke ikpatara anaa
Cos some have food but they cannot eat
Some can eat but they have no food oh
Ginwa Ji ego asi gi rizie ife
isi na ina eme savings
Okpa aku eri eri
ifugo ka onu di ndi Nwuru anwu ah ah
Nya bu penny wise pound foolish
Ka asuru noyibo
Nya bu ego idebere
Ah Ah
Aga ado ya vam vam vam
Ah Ah
Next of kin idikwa ready
Ah Ah
Onye omere amarugokwa
Ah Ah
Oso gi Idebe aru na ina eme managing
Next of kin na ewekwa iwe oh
Ikpasia ego nwuo nuwa ma irighi eri
Aga adi ya VAM VAM VAM
My guy idikwa aware
VAM VAM VAM
Mgbirigba ije elu
VAM VAM VAM
Gi bu ochi nti ina anukwa
VAM VAM VAM
Okpa aku eri eri oh
VAM VAM VAM
Ngwa nekele ka uwa si adi oh
VAM VAM VAM
Eiya Aga ado ya VAM VAM VAM
Next of kin etie
ONYE ODINAKA
Onye odinaka presently
ONYE ODINAKA
Enjoy no be your fault
ONYE ODINAKA
onye odinaka ah
ONYE ODINAKA
Nwata anyo eze
ONYE ODINAKA
Babanla Africa
ONYE ODINAKA
Ugoebenaja freeman
ONYE ODINAKA
Onye odinaka ah
ONYE ODINAKA
Echezona Ifechukwu
ONYE ODINAKA
Ech money odogwu
ONYE ODINAKA
Ogbuefi Akuenwebe
ONYE ODINAKA
Asian Alhaji Nwoke
ONYE ODINAKA
Stanley ikechukwu
ONYE ODINAKA
Afunwa elota nna
ONYE ODINAKA
Onye odinaka
ONYE ODINAKA
Onye Odinaka ah
ONYE ODINAKA
Written by: Onyedika nwokoye