album cover
It's Nothing
17,599
Hip-Hop/Rap
It's Nothing was released on October 4, 2024 by Penthauze as a part of the album Full Time Job
album cover
Release DateOctober 4, 2024
LabelPenthauze
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM88

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Phyno
Phyno
Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Emma Odia
Emma Odia
Songwriter
Chibuzor Nelson Azubuike
Chibuzor Nelson Azubuike
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Alex Solano
Alex Solano
Immersive Mixing Engineer
Major Bangz
Major Bangz
Producer

Lyrics

[Intro]
It's Major bangs
Spoilt man, ịgbagba, mpa, ịchọ ịgba ọsọ, ngụa
Ka m gbuchala gị ọsịsọ, ka m tụọ gị bomb
Ezege, nwịn-nwọn, nwịn osiso, ịdịrọzi mma, daddy
[Verse 1]
Run me up my money
Street nọ na hurry
Boys bucha burden
My babe chọlụ cotton
Abobi na-achụ fortune
Gwazie m ka m gbulu ọchụ
Fa wish ka m bulu ọnụ
M triple-ọ my hussle
Ala eze nọ na-mmechi
The tie nọ na-nkechi
Ife anyị na-alụ bụ fesi
Onye afịa chọlụ mmezi
My legacy ga-ezube
My neck ga na-emuke
Ị ga-enwe obele okwukwe
Ọdị na akwụkwọ mkpuhe
Inee m ka nwa akpụda
Alert ka na-abata
Esili esi, agwọlọ agwọ
Lie ya ka ji agwọlọ agwọ
Ụmụ guys nọ na-nkọ
Ọbụlụ ife akọlụ akọ
Okpu eze lu m aka
Ọbụrọọ ife azọlọ azọ
Fa ga-love gị na mbido
Ọdalụ gị, fa etido
Zọọ gị ụkwụ na isi rigo
Fa ga-enọcha their ego
Till m check-ịa my balance
E need-rọọ m disturbance
My voice nwelụ insurance
And men pasa na barracks
[Bridge]
Ayyyiiiii, ezege, ọkwụrụ ọkarịsịa
Stop playing di na nwoke ọsịsọ
Ka m gba gị perf', pfissss, pfisss
Onye sị ka ọbụrụ ya, ọbụrụ ya, kpa m
[Verse 2]
Give me all or nothing
Ka m kụọ local na foreign
Abịarọ m ụwa ndọlị
Mọọ ịgba bet na sporty
Fa nwaa m, mana udo dị
E fee m ka onye navy
Egotee m agbataobi
Atụnye m ya ka Kobe
[Verse 3]
I run this whole shit
Ọdịka fa emelụ nlofu
Ọdịka ịmelụ nkopụ
Ịfụrọọ nwoke, ntopụ
Onye ike gwụlụ ochelụ
Ife onye fụlụ owelụ
Ebe aka fụlụ ogado
Fa chọ iri mụ, ndị dagbo
[Chorus]
Ọdị gị kọọ movie
Anyị adịị anụ ntị
Imekata naa m nke m ji
Ekpuo gị abụ ntị
Ajụụ m ya ma ọdị happy
Na m kọ ya na Abudhabi
Abụ m the grand finale
E change-go m the story
[Verse 4]
Tah, ijirọ ife na-amacha
Akụkọ anyị a na-atọka
Fashion m, Mary Amaka
M yili ya, fa na-agbaka
Boy, ebunyego fa ladder
Ndị imi ka na-gather
Anya ụfụ ga na-apara
Mana ọlụ anyị ga na-adaba
[Outro]
Ayiii, ezege, ego gị na-amị amị
Ụdịka ego ị na-eri abụghị ego amataa na aka akpa ọsịsọ
Ịchọọ ịgba ọsọ, onye Bbu onye a?
Ịdịrọzi mma, daddy, spoilt man
Ngbatị dị na nwoke, ikpuru
Ezege, ịdịrọzi mma, stop playing
Ka mpịacha gị, ịdị ọcha ọsịsọ, dọ ọcha ọsịsọ, ịchọ ịgba ọsọ?
Ezege, na-elecha, lechaba, na oruru gị
Written by: Chibuzo Nelson Azubuike t/as Phyno, Emma Odia
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...