album cover
Mpa Alusi
album cover
00:00
00:05
00:10
00:15
00:20
00:25
00:35
00:50
01:20
01:45
01:55
02:00
02:05
02:15
02:35
00:00
02:45
Past 7 Days
Mpa Alusi was discovered most frequently at around 50 seconds into the song during the past week

Music Video

Music Video

Lyrics

[Intro]
Modern Oracles
Elele Elele Elele Elele Elele
Ifuru Elele Elele Elele Elele Elele
Elele
Elele Elele Elele Elele Elele
[Chorus]
Elele elele mpa alụsị
Elele elele mpa alụsị
Elele elele mpa alụsị
Elele elele mpa alụsị
Elele ọda-adịkwa ka ude
Elele ọda-adịkwa ka ude
Elele ọda-adịkwa ka ude chachaa
Elele ọda-adịkwa ka ude
Elele etesie ya na arụ
Elele ọ ma dịkwa ka ude
[Verse 1]
Elele pompo ri poo
Elele pompo ri poo
Elele pompo ri poo
Elele pompo ri poo
Elele pompori mpori mpori
Elele pompori poo
Elele pompo ri poo
Elele pompori poo
[Verse 2]
Ọkwa zi arụọ n' anwụ erie n' ndò
Ìhè m na arịọ Chukwu ka ndụ m tò gò
Ìhè m na arịọ Chukwu bụ ka m nwee ego
Ébé m ga ebi n' ụwa na ọbụ ọlaedo
Ụfọdụ enwego ego nwee gwakwa mbibi
Ije anyị bịara na ụwa bụ ije ndidi
Ụfọdụ echego eche ma okwero odidi
Ọkwa zi sariki na obi na abọ
Nwa ngwere ejeghị ije na ọgbara ọsọ
Ọkwa zi sariki na obi na abọ
Nwa ngwere ejeghị ije na ọgbara ọsọ
[Verse 3]
Ònye atụ ná mụ ilo n' enu ụwa ka m kwụọ okwu
Oji onye na ani ịma n' oji kwa onwe ya
Ònye ebochi na mụ ọnụ na enu ụwa ka m kwụọ obi m
Maka nchake m na ụwa bụ elele
[Chorus]
Elele elele mpa alụsị
Elele elele mpa alụsị
Elele elele mpa alụsị
Elele elele mpa alụsị
Elele elele mpa alụsị
Elele ọda-adịkwa ka ude
Elele ọda-adịkwa ka ude chachaa
Elele ọda-adịkwa ka ude
Elele etesie ya na arụ
Elele ọ ma dịkwa ka ude
[Verse 4]
Elele pompo ri poo
Elele pompo ri poo
Elele pompo ri poo
Elele pompo ri poo
Elele pompori mpori mpori
Elele pompori poo
Elele pompo ri poo
Elele pompo ri poo
Written by: Modern Oracles Ejima
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...