album cover
Ogiriga
album cover
Ogiriga was released on October 23, 2024 by MAKAVELI RECORDS as a part of the album Ogiriga - Single
October 23, 2024
LabelMAKAVELI RECORDS
LanguageEnglish
BPM130
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Music Video

Music Video

Lyrics

[Verse 1]
As onye ọ dị n'aka
Wepụta ife ka anyị taa
Fa na-akpọ gị onye ara
Bịakwa ka ịmụba anya
Ọgụ na mgba, ọgụ na mgba
Akpọna ọga na korota
Ọ bịa gị n'alu fụwaa
Maka ụwa bụ ofu mbịa
Ego bịa ọlụma anaa
Agwalụ m fa ana m abịa
Egwu na-egbu ka onye atụlụ aka
Ije m ga–adị ka ofe akwọlụ aka sie
A bụ m chi ịfụlụ anya
Mbọsị afụ anyị gbalụ afịa
Ịkago ị bụ onye ara
Mana, my uncle na-agwọ ndị ara
Hapụ VDM matter
Kọwa money matter
[Verse 2]
I steady chase just to get the chaa
Nọlụ with men ka m nalụ aka waa
Steady, steady, on my grind
Ka ife wee na-eme na banyị
I steady chase just to get the chat
Nọlụ with men ka m nalụ aka waa
[Chorus]
Olisa lee
Ekwena ka ọ gwụ men n'aka
Ọgịrịga, ọgịrịga, ọgịrịga ọgịrịga
Men bụcha ọgịrịga ọgịrịga
Olisa lee
Ekwena ka ọ gwụ men n'aka
Na men bụcha
Ọgịrịga, ọgịrịga, ọgịrịga ọgịrịga
Men bụcha ọgịrịga ọgịrịga
[Verse 3]
I told my ops, I'm coming
Fa na-eche m ka money
I know you've been putting in work for years
Mana ị ma afụ nkea coming
My dream are big, I'm running
You can not see me dulling
Gone are the days, gone are the days
I no fit even remember today
Call aboki make e calculate
Anyị na-akụ, you no go relate
Adịghị ajụdị m ma abịalụ late
Shey I been tell you, you no go relate
Call aboki make e calculate
Anyị na-akụ, you no go relate
Adịghị ajụdị m ma abịalụ late
Shey I been tell you, you no go relate
[Chorus]
Olisa lee
Ekwena ka ọ gwụ men n'aka
Ọgịrịga ọgịrịga, ọgịrịga ọgịrịga
Men bụcha ọgịrịga ọgịrịga
Olisa lee
Ekwena ka ọ gwụ men n'aka
Na men bụcha
Ọgịrịga ọgịrịga, ọgịrịga ọgịrịga
Men bụcha ọgịrịga ọgịrịga
As onye ọ dị n'aka
Wepụta ife ka anyị taa
Fa na-akpọ gị onye ara
Bịakwa ka ịmụba anya
Ọgụ na mgba, ọgụ na mgba
Akpọna ọga na korota
Ọ bịa gị n'alu fụwaa
Maka ụwa bụ ofu mbịa
Ego bịa ọlụma anaa
Agwalụ m fa ana m abịa
Egwu na-egbu ka onye atụlụ aka
Ije m ga–adị ka ofe akwọlụ aka sie
A bụ m chi ịfụlụ anya
Mbọsị afụ anyị gbalụ afịa
Ịkago ị bụ onye ara
Mana, my uncle na-agwọ ndị ara
Hapụ VDM matter
Kọwa money matter
[Verse 4]
I steady chase just to get the chaa
Nọlụ with men ka m nalụ aka waa
Steady, steady on my grind
Steady, steady on my grind
Ka ife wee na-eme na banyị
I steady chase just to get the chaa
Nọlụ with men ka m nalụ aka waa
[Chorus]
Olisa lee
Ekwena ka ọ gwụ men n'aka
Ọgịrịga ọgịrịga, ọgịrịga ọgịrịga
Men bụcha ọgịrịga ọgịrịga
Olisa lee
Ekwena ka ọ gwụ men n'aka
Ọgịrịga ọgịrịga, ọgịrịga ọgịrịga
Men bụcha ọgịrịga ọgịrịga
Written by: Chidiebere Christian Udemezuo
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...