album cover
Ifenkili
1,377
Afro-Beat
Ifenkili was released on March 7, 2025 by Rapid Groove Records as a part of the album Ifenkili (The Ep)
album cover
Release DateMarch 7, 2025
LabelRapid Groove Records
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM170

Credits

PERFORMING ARTISTS
Charles Onyekachi Onyeabor
Charles Onyekachi Onyeabor
Background Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Charles Onyekachi Onyeabor
Charles Onyekachi Onyeabor
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Chukwuebuka Peter Onu
Chukwuebuka Peter Onu
Producer

Lyrics

Hahaha
Nwanne Ge nu nti nu nu
Okwa Onye kpatalu ego Ka ana ekili
Ikpata ego ibulu ifenkili
Ngwa gezia nti kam gwa gi
Mu na my guys bu ifenkili
When we touch down ha gbaba gidigidi
Anyi kwube okwu the money it's in billi billi
Maka na anyi-ada eme ife kirikiri
Nwanne, o salugo oku
Nwoke a piabago oku
The way we move, the things we do
Ha ama-me nyiwu oku
O nyero ha onu okwu
My win mechiri ha onu
Ha dizi speechless ka ndi ogbu kazi ha we nwe olu
Ha ne kili nkili, ndu m di ka show
Started from the street, nwe rigo na the throne
From nothing to something the world want to behold
Oil dey my head and the thing dey overflow
I no dey wear no apron, ma na a-bum a chosen
Nwa Chukwu melu Eze ka ha na gather for na coven
Chukwu edego my program, o ya mere the coding
It's why I no dey worry, my eyes have seen the ending
O digo ka o ga di
Mu na my men bu ndi meri, follow who sabi
On a daily, we celebrating, anyi na aghu pami
O ka anyi si ebi
Etua ka any si ebi
And that's the way we live
Mu na my guys bu ifenkili
When we touch down ha gbaba gidigidi
Anyi kwube okwu the money it's in billi billi
Maka na anyi-ada eme ife kirikiri
Mu na my guys bu ifenkili
When we touch down ha gbaba gidigidi
Anyi kwube okwu the money it's in billi billi
Maka na anyi-ada eme ife kirikiri
Ifenkili o, ifenkili
Ifenkili o, ifenkili
Ifenkili o, ifenkili
Maka na anyi-ada eme ife kirikiri
Ifenkili o, ifenkili
Ifenkili o, ifenkili
Ifenkili o, ifenkili
Maka na anyi-ada eme ife kirikiri
Obi cubana ifenkili
Cubana chief priest ifenkili
Joey Zaza ifenkili
Nwata anayo eze ifenkili
I mana
E nwere men ka men, anyi bu the men
Anyi ji evidence, we no dey explain
Minus Chukwunna, wetin go remain?
Okwa Chukwu bu onye na e buli mmadu elu ka aeroplane
Raise the bar high, m kuka the bar
Nwoke e nwero limit, nwoke aman da da
Nwoke na banye ebe ha siri na oman ba ba
Ndi iro egbu nwuro m, ha mere mu kaaka
Echi di ime, but I no fit miss my period
Ife bu nkem gana batalu mu period
I go dey denge dey pose with my billions
Taaaa Ifenkili with the billions
Mu na my guys bu ifenkili
When we touch down ha gbaba gidigidi
Anyi kwube okwu the money it's in billi billi
Maka na anyi-ada eme ife kirikiri
Ifenkili o, ifenkili
Ifenkili o, ifenkili
Ifenkili o, ifenkili
Maka na anyi-ada eme ife kirikiri
Ifenkili o, ifenkili
Ifenkili o, ifenkili
Ifenkili o, ifenkili
Maka na anyi-ada eme ife kirikiri
Written by: Charles Onyekachi Onyeabor
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...