album cover
NJEBE
album cover
NJEBE was released on November 19, 2024 by PLUSMINUS ENTERTAINMENT as a part of the album NJEBE - Single
November 19, 2024
LabelPLUSMINUS ENTERTAINMENT
LanguageEnglish
BPM
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Music Video

Music Video

Lyrics

Heee
They call me
PlusMinus
This is
The day
That chukwu okike
Has made
I will rejoice
And be happy
N'ime ya
Ife m ga eli
Ga abia
Nke ga-eli m
Gbaalu m oso
Udo Udo
Udo
Peace of mind
Aga m N'ilu
Ogologo ndu
Na aru isike
Ibute ike
Testimonies
And miracles
Iru na azu
Njebe
M ga ejelu
M naba ana
M ga analu
Olisa ama nkwe
Ka m jebezie
Ghara ijelu
Chi m ama nkwe
Ka m nabazia
Ghara I nalu
Onu mmadu
Bu onu chukwu
Onye kwelu
Chi ya ekwelu
Ekwelugo m
Aaaaa
Ikwelugokwa
Aaaaa
I yele
M yele
Aaaaa
I yele
M ye
Aaaaa
Ekwelugo m
Aaaaa
Ikwelugokwa
Aaaa
I yele
M yele
Aaaaa
I yele
M ye
Aaaaa
O ga
Adili m mma
M ga adikwa ndu
Kaa nka
Yes I will live
To see
My children's
Children
Otua ka
O ga eme
Chukwu Okike
Edego ya ede
That
My going
And
My coming
Shall be
Blessing
No weapon
Fashioned
Against me
Shall ever
Prosper
Mmuo egbuna m
Mmadu egbuna m
Njebe
M ga ejelu
M naba ana
M ga analukwa
N'udo
Olisa ama nkwe
Ka m jebe Eje
Ghara ijelu o
Chi m ama nkwe
Ka m nabazia
Ghara I nalu
Onu mmadu
Bu onu chukwu
Onye kwelu
Chi ya ekwelu
Ekwelugo m
Aaaaa
Ikwelugokwa
Aaaaa
I yele
M yele
Aaaaa
I yele
M ye
Aaaaa
Ekwelugo m
Aaaaa
Ikwelugokwa
Aaaa
I yele
M yele
Aaaaa
I yele
M ye
Aaaaa
Ya
From this moment
I obtain
Blessings forever
It's forward ever
Backward never
Me, myself and I
Mmuo ga enyelu m aka
Mmadu ga enyelu m aka
Ife m amaroo
Agaghi ama m
Nke onye ma
Ya mara ya
Nke onye ma
Ya were isi ya bulu
Otu m golu
Ka o relu
N'eke
N'orie
N'afo
N'uko
Our four days
And
Our four
Market days
N'afa Christ
Bu Eze ndi mmuo
Isee Isee isee.
Written by: CHINONSO HENRY OSEKE
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...