album cover
NO GAMES
4,673
Hip-Hop/Rap
NO GAMES was released on November 15, 2023 by SoundGenie as a part of the album After Dark
album cover
Release DateNovember 15, 2023
LabelSoundGenie
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM72

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Hugo P
Hugo P
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Edwin Prince
Edwin Prince
Composer
PRODUCTION & ENGINEERING
Nameless
Nameless
Producer

Lyrics

[Intro]
Nwanne kpọọ police
[PreChorus]
Go tell them na adị m solid, I can't fold and I can't panic (Hoh)
Nwa, ị dị young and blessed and all my dawgs are living lavish (Yo)
Nwanne, anya m dị na the price, I don't back down, I don't have limit (Yeah)
Said, he turned a hater, I told him, "his gone die a sadist" (Woah)
I don't play no games or do no blames, I just want to be rich (Rich)
Ihe ndị mgbu na-ako agbasalọọ m, mụa na-apịacha ọlụ with ease (Ease)
Mụ na my men pasa n'ogbe (Ball), a ball with the OG's (OG)
Born brought up n'ime ogbe, (Haya) ogbe bunyee m OT (Ohh)
[Chorus]
Aloba, my men pasa n'ogbe (N'ogbe)
Anyị na-apịacha ọlụ, anyị adịghị egbu oge (Hoh)
Aloba, my men pasa n'ogbe (N'ogbe)
Anyị na-apịacha ọlụ, anyị adịghị egbu oge
[Verse 1]
Seh, oh
Nwoke dị cold ka winter
Achụpado mgbada ka dinta
Sọ ego na-enye nwoke ginger
My bro, am in my bag ewelọọ m time ịbịa na-aba mba
Aloba, I say my mind, ọnụ m ewelo filter
Nwanne, adị m bad
Go hard, no time to be sad
Aloba, my time is now, and I'm a young OG made my hood proud
Ogbe m a na-ele akpo (Ogbe m a na-ele akpo)
Yọọ mgbu, a chụọ gị achụọ (Chụọ gị achụọ)
Anyị no on guard and my men adịrọkwa atụ ụjọ, seh
I don't play no games or do no blames, I just want to be rich
Ihe ndị mgbu na-ako agbasalọọ m, mụa na-apịacha ọlụ with ease
Mụ na my men pasa n'ogbe (Ball), a ball with the OG's
Born brought up n'ime ogbe, ogbe buye m OT
[Chorus]
Aloba, my men pasa n'ogbe (N'ogbe)
Anyị na-apịacha ọlụ, anyị adịghị egbu oge (Hoh)
Aloba, my men pasa n'ogbe (N'ogbe)
Anyị na-apịacha ọlụ, anyị adịghị egbu oge
[Verse 2]
All night, am fighting demons
Trying to reach my potential, ndịa achọ itinye nwoke on hold on
Why? (Why?)
Ụmụ ogbe m sị m, "go on"
And m ga na-achụ ego a, till men akpọọ m a young don
Work all night and day
My men abịalọọ iti play
Achọzina m, day your day
Ọlụ banye, just yem my pay
Thank God for the blessings that came my way
I don learn my lessons, now I dey my lane
[PreChorus]
Go tell them na adị m solid, I can't fold and I can't panic
Nwa, ị dị young and blessed and all my dawgs are living lavish
Nwanne, anya m dị na the price, I don't back down, I don't have limit
Said, he turned a hater, I told him, "his gone die a sadist"
I don't play no games or do no blames, I just want to be rich
Ihe ndị mgbu na-ako agbasalọọ m, mụa na-apịacha ọlụ with ease
Mụ na my men pasa n'ogbe (Ball), a ball with the OG's
Born brought up n'ime ogbe, ogbe buye m OT
[Chorus]
Aloba, my men pasa n'ogbe (N'ogbe)
Anyị na-apịacha ọlụ, anyị adịghị egbu oge (Hoh)
Aloba, my men pasa n'ogbe (N'ogbe)
Anyị na-apịacha ọlụ, anyị adịghị egbu oge (Hoh)
[Outro]
Aloba, my men pasa n'ogbe
Anyị na-apịacha ọlụ, anyị adịghị egbu oge
Aloba, my men pasa n'ogbe
Anyị na-apịacha ọlụ, anyị adịghị egbu oge
Written by: Edwin Prince
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...