album cover
Mmadu
219
Afro-Pop
Mmadu was released on November 24, 2024 by TooAfric MusiQ, distributed by Mayvibe Limited as a part of the album Mmadu - Single
album cover
Release DateNovember 24, 2024
LabelTooAfric MusiQ, distributed by Mayvibe Limited
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM106

Credits

PERFORMING ARTISTS
Kodopearl
Kodopearl
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Obiechina victor chukwunoyerem
Obiechina victor chukwunoyerem
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Gbedu Beat
Gbedu Beat
Producer

Lyrics

Imakwa
Kodopearl
Iyootested
Wait chere kam jukene
Obu etugha ka isi eme ego gi bu ego mmadu ise
Wait u dey pop Azul ma nnegi no na ulo eri anya ya
Oyi m akonauche bu Akpa
Ezigbo mmadu abughi ikoliaka
Uwa meeeee uwamunachi m ooo onono
Uwa meeeee uwamunachi m ooo onono
Okwa mmadu ka eji aga
Okwa mmadu akwa mmadu ka eji aga
Kponum onye uwa oma kponum
Kponum onye uwa
Okwa mmadu ka eji aga
Okwa mmadu akwa mmadu ka eji aga
Kponum onye uwa oma kponum
Kponum onye uwa
Uwa oma si na chi ego
Oma si na chi uwa
Oma si na chi ooo ego
Oma si na chi
Zere ajo mmadu
Zere ajo mmuo meremere na iru
Gwompete na azu
Ochi di na eze
Iwe di gi na obi
Chalu m na uzo onye imi
Oluwa etinyegoro men aka nezie
Na men na eli ife
Men na awe na elisi ego
Ike nezie and na boys na akuzi
Oluwa etinyegolu men aka nezie
Na men na eli ife
Oluwa etinyegoro men aka nezie
Na boys na akuzi
Men no awe na elisinu ego
Ike nezie na boys na akuzi ooo
Okwa mmadu ka eji aga
Akwa mmadu akwa mmadu ka eji aga
Kponum onye uwa oma kponum
Kponum onye uwa
Okwa mmadu ka eji aga
Akwa mmadu akwa mmadu ka eji aga
Kponum onye uwa oma kponum
Kponum onye uwa oma
Written by: Obiechina victor chukwunoyerem
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...