album cover
Onye
55
Hip-Hop/Rap
Onye was released on November 30, 2024 by Luiz Mike, distributed by Mayvibe Limited as a part of the album Soulja - EP
album cover
Release DateNovember 30, 2024
LabelLuiz Mike, distributed by Mayvibe Limited
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM136

Credits

PERFORMING ARTISTS
LUIZ MIKE
LUIZ MIKE
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Jideofor Michael Okagbue
Jideofor Michael Okagbue
Songwriter

Lyrics

Onye
Onye kam ga akolu
Onye
Onye kam ga akolu
Imana mmili eluro elu
Ima na ozobago
Agha ana akaro aka
Imana anubago
Onye
Onye kam ga akolu
Ogbajuo dolu mkpoba chi
Oza ogbata oso
Onye
Onye kam ga akolu
Onye
Onye kam ga akolu
Imana mmili eluro elu
Ima na ozobago
Agha ana akaro aka
Imana anubago
Onye
Onye kam ga akolu
Ogbajuo dolu mkpoba chi
Oza ogbata oso
Abia go num ozo
Ife mkwulu gbo bu nyanwa bu
Ife mkwumkwu ta
Ta munwa erolu ntutu ta
Okwa money nga ebute d money
Agba go m mbo maka akunuba
Mga ebute d money ka Benz gba na kolota
Ndi julu aju b4 ekwetego
Nah chukwu kpunye m okpu
Kita ifu na munwa ejebego
Onye
Onye kam ga akolu
Onye
Onye kam ga akolu
Imana mmili eluro elu
Ima na ozobago
Agha ana akaro aka
Imana anubago
Onye
Onye kam ga akolu
Ogbajuo dolu mkpoba chi
Oza ogbata oso
Onye
Onye kam ga akolu
Onye
Onye kam ga akolu
Imana mmili eluro elu
Ima na ozobago
Agha ana akaro aka
Imana anubago
Onye
Onye kam ga akolu
Ogbajuo dolu mkpoba chi
Oza ogbata oso
Written by: Jideofor Michael Okagbue
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...