Credits
PERFORMING ARTISTS
MayorMike
Background Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Michael Okafor
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Somik
Producer
Lyrics
Cheiiii
Egwu di ya
It's Mayormike
Nwa nwanyi C.W.O
Okwa anyi no ya
Imakwa
Them be say my music no go work
Na egwu m ama mbanata
Akwa alili m bere ebe n'elu uwa
Na ya bu isi mbo m
Le nu nwa n'enghi nne na nna
Na akuko m agba we go
From O'town to Cambodia nwanne m
Ugo nke m achake go
I ma na chimankpa no n'oru
Je gwa fa na mayor anyi abata go
Aku n'uba nyoro chi m n'elu uwa
Na ugo nke m achakego
I ma na munachim so kwa aga
Je gwa fa na mayor anyi abata go
Aku n'uba nyoro chim n'elu uwa na aka nke m achake go
I been grinding putting work
Backia ya n'ekere
Ije enu uwa bu akaraka
O buro egwu ekpili
Je gwa fa chidera
I ma na odesi wo
Okwute ndi ulo juru aju
A buru go ide ji ulo
Aku ahu chi nyere nwata
A bata go ezi n'ulo
You say my hustle no go pay
Kita mgbada m don dey pay
Okwute ojo I turu m back then
Ka m ji nwe ruo ulo
From naija now to oversea
Ijele abata go ulo
Kedu ukwu oma n'ayo egwu a
Bureau the change bia mu nso
Alhaji carry 12 nama give my village people
Ihe anyi n'ayo olisa bu ndu
Na isi benji abata go
Nwa nwanyi cwo
Echimaechi abata go
Le nu ihee chi melu m
Onu ochi eju go m onu
Ego akari go puku
Ego go nama bute ji
Ka anyi je nu kele chukwu
Okwute ndi ulo juru aju
A buru go ide ji ulo
Aku ahu chi nyere nwata
A bata go ezi n'ulo
Them be say my music no go work
Na egwu m ama mbanata
Akwa alili m here ebe n'elu uwa
Na ya bu isi mbo m
Le nu nwa n'enghi nne na nna
Na akuko m agba nwe go
From O'town to Cambodia nwanne m
Ugo nke m achake go
I ma na chimankpa no n'oru
Je gwa fa na mayor anyi abata go
Aku n'uba nyoro chi m n'elu uwa
Na ugo nke m achakego
I ma na munachim so kwa aga
Je gwa fa na mayor anyi abata go
Aku n'uba nyoro chim n'elu uwa na aka nke m achake go
Nti odi kwa
I na anu kwa igba
Onye nwe ukwu a
Baby gba ya agba
Ibe eeh ije eeh
Igbo amaka.
Written by: Michael Okafor

