album cover
Odinaka
album cover
Odinaka was released on February 21, 2025 by 1321590 Records DK as a part of the album Odinaka - Single
February 21, 2025
Label1321590 Records DK
LanguageEnglish
BPM
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Music Video

Music Video

Lyrics

Onye obuna Jisi ike n’uwa n’ife I neme
Okoro jisi ike nolu na mbo ina agba
Maka ife onye neme N’enu uwa chi ya k’odi N’aka
Akala aka di kwa iche n’iche , onye obuna Jisi ike nolu
Ife sibe ike .. Osibe ike..
Onye ka anyi na akpo
Ife diba mma n’uwa ima chi Ka anyi so aga
Ife onye neme nenu uwa Chi ya kodi naka
Maka-n’ife onye na acho nenu uwa nokwa Chi n’enye inulia
Who Dey hustle , must get a pay day
Everybody get their own time to shine o
O luo na o g’eme
I juo ogini neme?
Just know dis brother no condition is permanent
Nwata kwuocha aka nuwa y’esoro ogaranya rie
Okwa onye ji igu Ka ewu neso n’azu
Umu igbo Ka anyi jebe
Maka ije uwa dikwa ike
Anunwelu obi ogaba
Nke onye chili ya zelu nu
Onye obuna Jisi ike n’uwa n’ife I neme
Okoro jisi ike nolu na mbo ina agba
Maka ife onye neme N’enu uwa chi ya k’odi N’aka
Akala aka di kwa iche n’iche , onye obuna Jisi ike nolu
Ife sibe ike .. Osibe ike..
Onye ka anyi na akpo ikpoba Olisa
Ife diba mma n’uwa ima chi Ka anyi so aga
Ife onye neme nenu uwa Chi ya kodi naka
Maka n’ife onye na acho nenu uwa nokwa Chi n’enye inulia
You go hustle you must work o
If you wan belong o
Your blessing plus money
That one na divine grace oo
Chase it take it you go make it
All over
Chase it take it you go make it
All over
Iyoo ko ko ko oo ko iye
Obu onye malu ife echi ga abu nya kam kwulu
Ngwa ka anyi jebe Ka anyi mebe
N’uwa dikwa ike e
Anu nwelu obi ojebe e
Aka Aja g’ebute onu mmanu
Onye obuna Jisi ike n’uwa n’ife I neme
Okoro jisi ike nolu na mbo ina agba
Maka ife onye neme N’enu uwa chi ya k’odi N’aka
Akala aka di kwa iche n’iche , onye obuna Jisi ike nolu
Ife sibe ike .. Osibe ike..
Onye ka anyi na akpo ikpoba Olisa
Ife diba mma n’uwa ima chi Ka anyi so aga
Ife onye neme nenu uwa Chi ya kodi naka
Maka n’ife onye na acho nenu uwa nokwa Chi n’enye inulia
Written by: Ken Erics Ugo
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...