Credits

PERFORMING ARTISTS
Phyno
Phyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Phyno
Phyno
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Otaniyen-uwa Daniel AKA killertunes
Otaniyen-uwa Daniel AKA killertunes
Producer

Lyrics

[Intro]
Shabalistico
Yeah, yeah yeah
Oh no, yeah
[Verse 1]
A wise man once told me
When you are feeling helpless
Make you help someone
No bother, say nothing spoil
Pick up yourself, when you fall
As you help somebody
Ejila ya wee tuo ọnụ
And ejila ya wee nyaa isi, oh
[PreChorus]
Ife nwoke nyelụ nwoke ibe ya, bụ lekwa jidelụ m o
M yọba, binyenụ mụ o
E mechaa, m ga-akwụchii gị o
Ife nwoke nyelụ nwoke ibe ya, bụ lekwa jidelụ m o
M yọba, binyenụ mụ o
M jide, m ga-akwụchii gị o
[Chorus]
Nyelụ nwanne gị aka o
Ma o sikwa gị n'obi o
Metụ nwanne gị aka o
Tell am, I gat your back o
[Chorus]
Ngwa, nyelụ nwanne gị aka o
Ma o sikwa gị n'obi o
Metụ nwanne gị aka o
Tell am, I gat your back o
[Refrain]
Nyelụ nwanne gị aka, sị ya
Ahụrụ m gị n'anya
Ị bụ onye ụwa ọma
Ahụrụ m gị n'anya
[Refrain]
Nyelụ nwanne gị aka, sị ya
Ahụrụ m gị n'anya
Ị dị too much o
Ahụrụ m gị n'anya
[Verse 2]
M welụ gị ka nwanne m
No go take am for granted
Nwanne, welụnụ obi nwanne
I go dey for you, nwanne m
Ị ma na some dey give, make them show
Some dey give, make them help
Mana onye ọbụla nyelụ gị, kenee ya
I say, give na give
[PreChorus]
Ife nwoke nyelụ nwoke ibe ya, bụ lekwa jidelụ m o
M yọba, binyenụ mụ o
E mechaa, m ga-akwụchii gị o
Ife nwoke nyelụ nwoke ibe ya, bụ lekwa jidelụ m o
M yọba, binyenụ mụ o
M jide, m ga-akwụchii gị o
[Chorus]
Nyelụ nwanne gị aka o
Ma o sikwa gị n'obi o
Metụ nwanne gị aka o
Tell am, I gat your back o
[Chorus]
Ngwa, nyelụ nwanne gị aka o
Ma o sikwa gị n'obi o
Metụ nwanne gị aka o
Tell am, I gat your back o
[Refrain]
Nyelụ nwanne gị aka, sị ya
Ahụrụ m gị n'anya
Ị bụ onye ụwa ọma
Ahụrụ m gị n'anya
[Refrain]
Nyelụ nwanne gị aka, sị ya
Ahụrụ m gị n'anya
Ị dị too much o
Ahụrụ m gị n'anya
[Outro]
Shabalistico
Mix Monster
Written by: Chibuzo Nelson Azubuike t/as Phyno
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...