album cover
Akanchawa
album cover
Akanchawa was released on May 8, 2025 by TeeJayBoy as a part of the album Akanchawa - Single
May 8, 2025
LabelTeeJayBoy
BPM160
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

[PreChorus]
Za mụo, sir
Za mụo, sir
Za mụo, sir
Za anyị o, sir
Za mụo, sir
Za anyị o, sir
Za mụo, sir
[Chorus]
Ego mbuze ka anyị na-achụ
Akanchawa ka anyị na ayọ
Akangbawa ka anyị na ayọ
[PreChorus]
Za anyị o, sir
Za mụo, sir
Za anyị o, sir
Za mụo, sir
[Verse 1]
Container Xi Jinping
Made in China Xi Jinping
Guys dey kpọnye villa ka ebute ike, Okeite
Ọkwa ike ka ike
Ọbụlọkwa ike, ụmụ nwanyị
Aga na-atụ ngwaahịa n'ime Ose
Ka ewe na-akpa nganga n'ime ogbe
Xi Jinping oh
Xi Jinping
Xi Jinping oh
Xi Jinping
[Verse 2]
Aga na-atụ ngwaahịa n'ime Ose
Ka ewe na-akpa nganga n'ime ogbe
Ndị Eke atụọ o
Nwoke ana, ego nzute
Ịnụ na ego nzute na-egbu egbu
But whichever one
Ka anyị na-ayo, Agba baller
Anyone ka anyị na-achụ
Xi Jinping oh
Xi Jinping
Xi Jinping oh
Xi Jinping
[Verse 3]
Za mụo, sir
Za mụo, sir
Za mụo, sir
Za mụo, sir
Za anyị o, sir
Za mụo, sir
Za anyị o, sir
Za mụo, sir
[Refrain]
Akwa asị what God cannot do
No dey exist
Ife isike anazị-eme exist
Nna zakwa anyị na ife a akaligo Udekwe
Enwelọ ife na-emenu abụlọ mgbe owu ji nwoke
Agakwa atọ mmadụ
Gbuo mmadụ
Bee mmadụ
Owu ga-eme nwoke ka osibite
Tewi ite
[Verse 4]
Ego mbute ka anyị na-achụ
Ego mbuze ka anyị na-achụ
Akanchawa ka anyị na-ayọ
Akangbawa ka anyị na-ayọ
[Verse 5]
Za anyị o Sir
Za mụ o Sir
Za anyị o Sir
Za mụ o Sir
Written by: Tochukwu Okonkwo
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...