album cover
IJE EGO
52
Hip-Hop/Rap
IJE EGO was released on May 2, 2025 by Azuri as a part of the album Out Of The Trenches - EP
album cover
Release DateMay 2, 2025
LabelAzuri
LanguageEnglish
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM70

Credits

PERFORMING ARTISTS
Zukko
Zukko
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Arinze Kelvin Silas
Arinze Kelvin Silas
Composer, Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
BROTHERMAN
BROTHERMAN
Producer

Lyrics

Trenches music
Onaeme
Ije ego ije ego ije ego
Ije eteka
Okwu ego okwu ego okwu ego
Kam na ekwukwa
Chuba ego chuba ego chuba ego
Maka ileka
Ifem mee buta ego Imee ya iga efu kwa
Ije ego ije ego ije ego
Ije eteka
Okwu ego okwu ego okwu ego
Kam na ekwukwa
Chuba ego chuba ego chuba maka ileka
Ifem mee buta ego imee ya
Iga efukwa
Mgba mgbu gbahara anom on trips
Mua agbarigo my gigs
Mana imachie Passia-ram mua ga kiss
Maka ifem fugoo di deep
Okwu ego kam na anabata as a gist
Oburu okwu nwanyi I delete
Maka ife njego n’ukwu adirokwanu eeasy
Mana kupu aburokwam mr eazi
Soso mgbe lji akpom ka mua na adi busy
Maka y maka na idi lazy
Mpa gi bu landlord isim ka anyi jee kuo babies
Egom geuzie igwa ndia nam bu Mugu
So Ife na ewete ego kam ji eme hubbies
Maka y maka achom di rubies
Ibee m na igwe oburu deal m nye gi charges ikwuta ugwo nye my cookies
Aburom a story teller but I go tell u na ifem ji amuru anya bu for the mullah
Steady bombing ka ndi boko harram mbute the bag ndi hot kam si na cooler
Reason mere na mu adiro elegwo bu na my family achom ibu the pillar
Owu bu oya achom ibu de healer kam kukporia ya kam bu panel beater
Ije ego ije ego ije ego
Ije eteka
Okwu ego okwu ego okwu ego
Kam na ekwukwa
Chuba ego chuba ego chuba maka ileka
Ifem mee buta ego imee ya
Iga efukwa
I can never quite bu the reason mji achu ya ma both facie and I no fit to surrender
Oman dikwa bad ma mbute ya ka zaza mbata na ogbe nwe onu ka commander
Achom ya na billi ka enyem Isi oche maka Ike agwugom nji abu the floor member
The money di big anyi akuba steady everyday ga na adi anyi ka December
Olisa shower your blessings na ije ego aburokwanu by muscle
Bless all the youngins na agba mbo na street ka abute Ike Igwe make we bubble
Baba suo anyi the stamp of approval
Onye kwuchzie uzo make we trigger
Maka obodo bu Igwe mana based on believe all my sorrows ga adikwanu over
Joy is coming kam bu figo
Quavo takeoff to offset ka migos
Dirty deeds poverty kam bu Ambrose
Never to settle for less ka Onye barrow
Isi Onye ocha adago ka mgbidi Jericho
Osuo vacation straight to Chicago
Just one billion dollars I go mellow
Luxury lifestyle no more live in the ghetto (yeah)
Ije ego ije ego ije ego
Ije eteka
Okwu ego okwu ego okwu ego
Kam na ekwukwa
Chuba ego chuba ego chuba maka ileka
Ifem mee buta ego imee ya
Iga efukwa
Ije ego ije ego ije ego
Ije eteka
Okwu ego okwu ego okwu ego
Kam na ekwukwa
Chuba ego chuba ego chuba maka ileka
Ifem mee buta ego imee ya
Iga efukwa
Onuma na ebem ma mputa na ututu fu ebe my mum kana achu nta ego
Kedu ihe mere na mu ama mba street fuu ihe my
**** furu wee buru ego
Aloba hapu okporo chuba di bag na akwa onye gi igu ka ewu na eso
Ahead of my time no time to check time abum an early bird and ego kam so
Ije ego ahh ahh ahh ahh
Ije ego nsu nsu nsu
Ije ego
Ije ego
Written by: Arinze Kelvin Silas
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...