Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Spacethesurvivor
Spacethesurvivor
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Peter's innocent Okorie
Peter's innocent Okorie
Composer

Lyrics

[Chorus]
Jehova mụ ee, Chineke mụ oo
Akwa ụmụ ogbenye metụnụ Gị oooo
Jehova mụ oo, Chineke mụ oo
Akwa ụmụ ogbenye metụnụ Gị oooo
Akpọọ Gị na ụtụtụ, ehihie na abanị
Biko, Chineke, ya metụnụ Gị oo
Jehova mụ ee, Chineke mụ oo
Akwa ụmụ ogbenye metụnụ Gị oooo
[Verse 1]
Olisa bi n'igwe, chebe m
Ọọkwa sọ akwa ka nwa na-ebe
Make things no fall apart ka Chinua Achebe
Ụmụ ụwa sị na m bụ ete, fa sị na mụ amalọọ eme
So much responsibility, soọ mụ na-agba, sọ mụ na-eche
After my WAEC, enwetalọọ mụ degree
I have to leave my comfort zone to pursue my dream
Nobody know my story but they quick to judge me
I'm a survivor, wetin favour me go fit destroy you
Maka onye golụ afịa ga-ewe mmezi
That is why m ji kwechili
I took so many losses, in the end, achọọ m iwe mmeri
Ndị kọlụ ogili ọnụ ga-emechaa kọlọ ogili lachaa
Tears in my eyes, anya mmili m, biko fichaa
[PreChorus]
“God am grateful
For everything you have done for me so far, that's why am thankful
I put my hope on you, tụkwasị Gị obi 'cause I'm faithful
Have mercy on my soul, m gbala aka naa, ọ ga-adị shameful
Maka nsogbu ụwa dị painful
[Chorus]
Jehova mụ ee, Chineke mụ oo
Akwa ụmụ ogbenye metụnụ Gị oooo
Jehova mụ oo, Chineke mụ oo
Akwa ụmụ ogbenye metụnụ Gị oooo
Akpọọ Gị na ụtụtụ, ehihie na abanị
Biko, Chineke, ya metụnụ Gị oo
Jehova mụ ee, Chineke mụ oo
Akwa ụmụ ogbenye metụnụ Gị oooo
[Verse 2]
The downfall of a man is not the end of his life
Keep your heads up, ife niine ga-adị alright
I have been through many things but still yet I survived
The pains and agony, depression, everything occupied
I go down am down on my knees
I look up to Jah 'cause he knows all my needs
I wan pay my dues, biko yetụ m the least
Maka ọbụ na Ịtụrapụ m, tell me, who I go please?
Eh? Who I go please?
Ọgbajuo dọrọ, m kpebe ekpele
Yọba Chukwu, bele bele
Give us our daily bread, eji mụ ngaji, jide efere
Ọgbajuo dọrọ, m kpebe ekpele
Yọba Chukwu, bele bele
Give us our daily bread, eji mụ ngaji, jide efere
[PreChorus]
“God am grateful
For everything you have done for me so far, that's why am thankful
I put my hope on you, tụkwasị Gị obi 'cause I'm faithful
Have mercy on my soul, m gbala aka naa, ọ ga-adị shameful
Maka nsogbu ụwa dị painful
[Chorus]
Jehova mụ ee, Chineke mụ oo
Akwa ụmụ ogbenye metụnụ Gị ooo
Jehova mụ oo, Chineke mụ oo
Akwa ụmụ ogbenye metụnụ Gị ooo
Akpọọ Gị na ụtụtụ, ehihie na abanị
Biko, Chineke, ya metụnụ Gị ooo
Jehova mụ ee, Chineke mụ oo
Akwa ụmụ ogbenye metụnụ Gị ooo
Written by: Peter's innocent Okorie
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...