album cover
Lekwa Uwam
190
African
Lekwa Uwam was released on January 1, 1984 by Bright Chimezie as a part of the album Respect Africa - EP
album cover
Release DateJanuary 1, 1984
LabelBright Chimezie
LanguageEnglish
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM129

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Bright Chimezie
Bright Chimezie
Lead Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Bright Chimezie
Bright Chimezie
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Roger's All Stars
Roger's All Stars
Producer

Lyrics

LEKWA UWAM
Rogers bịa mà kọrọ gị akụkọ
Dédé léè
Rogers bịa mà kọrọ gị akụkọ
Ị nụọ díàlà ya?
Rogers bịa mà kọrọ gị akụkọ
Dédé lé
Rogers bịa mà kọrọ gị akụkọ
Dédé léé
Rogers bịa mà kọrọ gị akụkọ
Egwu akpọrọlám lá wāā
Ndị be anyị gê makwala m ntị
Ndị nwém, akụkọ a mere eme
Ihe a mere m n’Lagos m eeh
Ụnụ anụla ya?
Ama m ka m si ebido, ebido
Kọrọ Ụnụ akụkọ nkém o
Egwu Obasi ji kee Ụwám ooh
Egwu akpọrọlám lá wāā
Ị wụ̀rọ̀ onye egwu
Ị bụ onye oriri
Ị wụ̀ru onye egwu
Ị bụ onye anụrị
Ị wụ̀ru onye egwu
Ị bụ onye obiọma
Ezekiel léè!
Eziokwu ka m na-agwa gị o
Eziokwu ka m na-agwa gị
Ezekiel, bịa mà kọrọ gị akụkọ, Papa
Egwu akpọrọlám lá wāā
Ihe Ụwá si n’akaraka
Yo ma Chukwu
Sị Chukwu ya zí gị ụzọ i g’eso
Lụsịe ọrụ ike
Enyịm, kpụ̀bàkwa aka gị otu
Dédé, kpụ̀bà aka gị otu
Onye ejìlà ike eme Ụwá eehn
Egwu akpọrọlám lá wāā
Ụbọchị anyị jere Onịcha jee iti egwu
Chidi a fu m
Jụọ ma m Bright,
oleé ihe n’egbù m akwa?
M sị ya
Aunty m, rápụ̀kwanụ m aka
Ị maghị? Egwu akpọrọlám lá wāā
Ị maghị? Egwu akpọrọlám lá wāā
Aunty Sussie, bịa mà akọrọ gị akụkọ
Egwu akpọrọlám lá wāā
Lèkwá Ụwám ooh
Aunty, lèkwá Ụwám ooh
Mama, mama, lèkwá Ụwám ooh
Aunty eeh
Mama, lèkwá Ụwám ooh
Mama, lèkwá Ụwá m ooh
Mama, mama, lèkwá Ụwá m ooh
Eehhhh
Mama, lèkwá Ụwá ooh
Mama m léè
Mama m léè
Mama m léè
Ebe à ka m nọ
Mama m léè
Mama m léè
Mama m léè
Ebe à ka m nọ oooh
Rogers léè
Rogers léè
Rogers léè
Ekelelám gị ooo
Rogers léè
Rogers léè
Rogers léè
Ekelelám gị ooo
Ezekiel léè
Ezekiel léè
Ezekiel léè
Ebe à ka m nọ oooh
Ezekiel léè
Ezekiel léè
Ezekiel léè
Ebe à ka m nọ oooh
Aga m ekwu ya
Enugu ha nụrụ ya
Aga m ekwu ya
Ndị Onịcha ha ga-a nụ ya
Aga m ekwu ya
Abangwa ha nụrụ ya
Ihe m na-ekwu, m nyere m
Rogers bịa nu ooo
Rogers nwokeọma mǎrā mma
Rogers, bịa mà kọrọ gị akụkọ ooh
Egwu akpọrọlám lá wāā
Chukwu Nna, arọpụ̀tálám ooh
Hapụ̀rù m ya
Nke i mụtara n’elu Ụwá gị eehn
Ị were ya gà ma
Onye nọ n’omụmụ m o, nụ ya ooh
Onye nọ n’ọgụgụ, zịwere ya
Mee ihe bara uru eeh
Egwu akpọrọlám lá wāā
Ezekiel, ebe à ka m nọ
Dan eeh, ebe à ka m nọ
Ebe a ka akaraka kpọrọ m bịa wā eehn
Papa eeh!
Eziokwu ka m na-agwa gị
Eziokwu ka m na-akọrọ gị
Ezekiel, bịa mà akọrọ gị akụkọ oo
Egwu akpọrọm ká wā ooh
Chukwu Nna, arọpụ̀tálám ooh
Hapụ̀rù m ya
Nke i mụtara n’elu Ụwá gị eehn
Ị were ya gà ma
Onye nọ n’omụmụ m o, nụ ya ooh
Onye nọ n’ọgụgụ, zịwere ya
Mee ihe bara uru eeh
Egwu akpọrọlám lá wāā
Sawa, Sawa, Sawa, Sawa ×2
Rogers bịa mà kọrọ gị akụkọ
Dédé léè
Rogers bịa mà kọrọ gị akụkọ
Ị nụọ díàlà ya?
Rogers bịa mà kọrọ gị akụkọ
Dédé lé
Rogers bịa mà kọrọ gị akụkọ
Dédé léé
Rogers bịa mà kọrọ gị akụkọ
Egwu akpọrọlám lá wāā
Ndị be anyị gê makwala m ntị
Ndị nwém, akụkọ a mere eme
Ihe a mere m n’Lagos m eeh
Ụnụ anụla ya?
Ama m ka m si ebido, ebido
Kọrọ Ụnụ akụkọ nkém o
Egwu Obasi ji kee Ụwám ooh
Egwu akpọrọlám lá wāā
Ị wụ̀rọ̀ onye egwu
Ị bụ onye oriri
Ị wụ̀ru onye egwu
Ị bụ onye anụrị
Ị wụ̀ru onye egwu
Ị bụ onye obiọma
Ezekiel léè!
Eziokwu ka m na-agwa gị o
Eziokwu ka m na-agwa gị
Ezekiel, bịa mà kọrọ gị akụkọ, Papa
Egwu akpọrọlám lá wāā
Ụbọchị anyị jere Onịcha jee iti egwu
Chidi a fu m
Jụọ ma m Bright,
oleé ihe n’egbù m akwa?
M sị ya
Aunty m, rápụ̀kwanụ m aka
Ị maghị? Egwu akpọrọlám lá wāā
Ị maghị? Egwu akpọrọlám lá wāā
Aunty Sussie, bịa mà akọrọ gị akụkọ
Egwu akpọrọlám lá wāā
Lèkwá Ụwám ooh
Aunty, lèkwá Ụwám ooh
Mama, mama, lèkwá Ụwám ooh
Aunty eeh
Mama, lèkwá Ụwám ooh
Mama, lèkwá Ụwá m ooh
Mama, mama, lèkwá Ụwá m ooh
Eehhhh
Ezekiel lékwá Ụwám ooo
Ezekiel Reverend lékwá Ụwá m ooo
Papa, Papa, lékwá Ụwá m ooo
Papa eeh
Ezekiel lékwá Ụwám ooo
Ezekiel Reverend lékwá Ụwá m ooo
Papa, Papa, lékwá Ụwá m ooo
Papa m
Ezekiel lékwá Ụwám ooo
Ezekiel Reverend lékwá Ụwá m ooo
Papa, Papa, lékwá Ụwá m ooo
Papa eeh
Ehhn
Papa lékwá Ụwá m ooo
Papa lékwá Ụwá m ooo
Papa, Papa, lékwá Ụwá m ooo
Papa eeh
Papa lékwá Ụwá m ooo
Papa, Papa, lékwá Ụwá m ooo
Papa eeh
Ehhh oohhh ehhh Ehh
(Repeat till end)
Written by: Bright Chimezie
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...