album cover

Focus

6,083Hip-Hop/Rap2025
album cover
Focus was released on July 11, 2025 by Azuri as a part of the album Forever Topping
ReleasedJuly 11, 2025
LabelAzuri
BPM72
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

[Intro]
Way!
Topboy n'ime ogbe
Eeh?
N'ime ogbe
Way, see
[Verse 1]
Enwee m ambition ka m goo Benz m, before the end of year
No more distraction, ego a m na-enwelọọ na-ewe m iwe
Ka nke m a ga-apụzi iche?
Back to sender, kama m banye ime
If you sleep, e bulu egbe gị
Ọọ na-agwalọọ gị?
Shhh
[Chorus]
Chi Chi, kee way? (Kee ihe na-eme?)
Enwelọọ m time gị these days
Adị m focused inwete ife m chọlọ before the end of year
Maka achọọ m ibute ike first
Before m wee chọba ike (Why?)
Maka m ma m bute ike
Ị ma na m ga-akwụ ụgwọ ike (Chaị)
[Chorus]
Chi Chi, kee way?
Enwelọọ m time gị these days
Adị m focused inwete ife m chọlọ before the end of year
Maka achọọ m ibute ike first
Before m wee chọba ike
Maka m ma m bute ike
Ị ma na m ga-akwụ ụgwọ ike
[Verse 2]
Listen, ọọ real life something ka m na-agwa gị, nwanne, ọ bụlọọ cap
Jide aka na ntị gị naabọ ka m gwa gị okwu, before ị sị m "God why?"
Maka before the victory land, ọnwụnwa na-abịa ka ọọ harmattan
Save yourself and no lose guard
Ị na-enwelọọ ego, nobody ga-abịa
[Verse 3]
4:00AM I'm still grinding, m na-achọ ibute isi Benji
Nobody ga-eme ya better than you
Focus-ụọ ka ị ṅụọ Mountain Dew
Hapụ ụmụ asa na-achọ ili isi gị
Till ị fụ na God is good
1234, buckle your shoes
Ife m na-agwa gị bụkwanụ eziokwu
[Verse 4]
6:00AM, mummy na-akpọ
Same time, nwanne m na-akpọ
"Kee way, ọ kwa a ka na-alụ?"
Nwanne m jụụ kedụ ka o si aga?
Mummy ma na abụ m onye obi akpọ
As a hood boy onye enwelọọ ụjọ
Focusing on getting it more
Adịị m egwu egwu ma a pụta n'ọgbọ, way!
[Chorus]
Chi Chi, kee way? (Kee ihe na-eme?)
Enwelọọ m time gị these days
Adị m focused inwete ife m chọlọ before the end of year
Maka achọọ m ibute ike first
Before m wee chọba ike (Why?)
Maka m ma m bute ike
Ị ma na m ga-akwụ ụgwọ ike, chaị
[Chorus]
Chi Chi, kee way?
Enwelọọ m time gị these days
Adị m focused inwete ife m chọlọ before the end of year
Maka achọọ m ibute ike first
Before m wee chọba ike
Maka m ma m bute ike
Ị ma na m ga-akwụ ụgwọ ike, chaị
[Outro]
Nameless is the one
Written by: Henry Olisaemeka Urama

Shazam Footer

Select language:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Follow Us

Loading...