album cover
ONWA
135
Alternative
ONWA was released on July 11, 2025 by Endless Og as a part of the album ONWA - Single
album cover
Release DateJuly 11, 2025
LabelEndless Og
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
ENDLESS OG
ENDLESS OG
Lead Vocals
Somval
Somval
Vocals
COMPOSITION & LYRICS
MICHEAL KENECHI SAMUEL
MICHEAL KENECHI SAMUEL
Composer
Ashema Tochukwu Vitus
Ashema Tochukwu Vitus
Songwriter
Orakwue somtoo valentine
Orakwue somtoo valentine
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
MICHEAL KENECHI SAMUEL
MICHEAL KENECHI SAMUEL
Producer

Lyrics

[Intro]
Global soundboi
SOMVAL in the building
Them calling me Endless
[Chorus]
Nezienu ONWA anyi etibego oh
ONWA anyi etibego
Nezienu ubiam anabago oh
Onabago
Ubiam anabago
Nezienu egwu Ana etili obodo
NDI eji amalu obodo
Ebe anyi na efezi okpoho
Umu nwa na anwu onu
Lenu ndi eji eme onu
N'ike aka m ọ burokwa ka etue onu
Ka etue onu
[Verse 1]
Nkea Bu ego gbalu ofeke yali
Enenie nwite ogu na mgbanu eh
Okwa emebe emebe Ora GA ama nu
Nti GA anu ya
Otu onye si nwe kwado
[Verse 2]
E get as e dey do me now!
You gats to bill me now!
Cuz e dey my hand
As you dey see me now!
Obulu okwu ego
You can call me now!
Chukwu ekwe na ka okom now
Imana onu n'erieri adigo committed
[Chorus]
Nezienu ONWA anyi etibego oh
ONWA anyi etibego
Ugbogbe mmiri akụwago
Nezienu ubiam anabago oh
Onabago
Ubiam anabago
Nezienu egwu Ana etili obodo
NDI eji amalu obodo
Ebe anyi na efezi okpoho
Umu nwa na anwu onu
Lenu ndi eji eme onu
N'ike aka m ọ burokwa ka etue onu
Ka etue onu
[Verse 3]
Imana odigo certain?
To make this money
Adighi aku ya mgbani
No let them see me finish oh
Oluwa nee nu a big oh
I have gone too far to go back
I can't quit I can't slack
Oh ooooh
Oh ooooh
[Verse 4]
E get as e dey do me now!
You gats to bill me now!
Cuz e dey my hand
As you dey see me now!
Obulu okwu ego
You can call me now!
Chukwu ekwe na ka okom now
Cause onu n'erieri adigo committed
[Chorus]
Nezienu ONWA anyi etibego oh
ONWA anyi etibego
Ugogbe mmiri akụwago
Nezienu ubiam anabago
Onabago
Ubiam anabago
Nezienu egwu Ana etili obodo
NDI eji amalu obodo
Ebe anyi na efezi okpoho
Umu nwa na anwu onu
Lenu ndi eji eme onu
N'ike aka m ọ burokwa ka etue onu
Ka etue onu
Written by: Ashema Tochukwu Vitus, MICHEAL KENECHI SAMUEL, Orakwue somtoo valentine
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...