album cover

Onwa

12,781Hip-Hop/Rap2025
album cover
Onwa was released on August 14, 2025 by Azuri as a part of the album Prodigy
AlbumProdigy
ReleasedAugust 14, 2025
LabelAzuri
BPM70
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

[Chorus]
Ofu ala e ji n'aka
Nwanne, aka adịị ekpuchi ọnwa
My men bụkwa ogbuawa
Anyị tiche gị anyị a na-awa awa
Ofu ala e ji n'aka
Nwanne, aka adịị ekpuchi ọnwa
My men bụ ogbuawa
Anyị tiche gị anyị a na-awa awa
Eeeh, eeeh, eeeh
Me I just dey pray for my gain
I run my race, ****, **** what you say
Your opinion e dey for my ashtray
[Verse 1]
Brother, who's your guy?
Ọlụ banye now, who go call your line?
Sister, is he your guy?
Ihe banye now, ọ ga-akpọkwa your dad?
[Verse 2]
Ogbete amalọọ na ofu onye abịalọ afịa
**** said he won't play my song again, diọkpa, ị na-ekwu ya ka m bewe akwa?
Stop who? Ọọ gị nyee m akalaka?
Chukwu so m n'azụ, nwa m, ma m ma ndanwu ada
Don't block my blessings, diọkpa, ọọ na ị nụụ sị n'aka adịị ekpuchi ọnwa?
Abịalọ m this life to impress
So no come stress me with your p, don't get me upset
Ndị mgbu a socha kpọọ tape m n'ime ogbe m sozi ego my cassette
Neighbor yard m kpọbuu m efulefu, fụụ m na-asị m na m bụ an asset
No whine yourself
****, I know I'm blessed
[Chorus]
Ofu ala e ji n'aka
Nwanne, aka adịị ekpuchi ọnwa
My men bụkwa ogbuawa
Anyị tiche gị anyị a na-awa awa
Ofu ala e ji n'aka
Nwanne, aka adịị ekpuchi ọnwa
My men bụ ogbuawa
Anyị tiche gị anyị a na-awa awa
Eeeh, eeeh, eeeh
Me I just dey pray for my gain
I run my race, ****, **** what you say
Your opinion e dey for my ashtray
[Verse 3]
Opinion gị n'akpa m, n'akpa m
N'ime ogbe, nwa, ama afa m
Checkie my streams, mpa, ọ bụlọ farm, ị chọọ m, ị dropụọ akpa m
Can't tell this fakes my plans, ha malụ a ga-achọ ịlụka m
Akwụụ m my dues in full, emelọdịịlị m ya ife advance
[Verse 4]
Swear to God
I'm a force and I cannot be stopped
I mechieluụ m ụzọ, m gbawaa the door
I'm too active, and I can't be poor
Ọlụ banye, show your **** love
Ọlụ banye, show your **** love
Ọ bụlọọ mgbe ọbụna, ị na-eme sọ ihe opps
Men dị wuuuu self don't talk much
[Bridge]
And men ebutego ike
Can't reach me now, na ndị Ọjị ewewego iwe
We own the game, ọ bụlọọ ile
Talk shit about my guys, e bepụ gị ile
[Chorus]
Ofu ala e ji n'aka
Nwanne, aka adịị ekpuchi ọnwa
My men bụkwa ogbuawa
Anyị tiche gị anyị a na-awa awa
Ofu ala e ji n'aka
Nwanne, aka adịị ekpuchi ọnwa
My men bụ ogbuawa
Anyị tiche gị anyị a na-awa awa
Eeeh, eeeh, eeeh
Me I just dey pray for my gain
I run my race, ****, **** what you say
Your opinion e dey for my ashtray
Written by: Edwin Prince

Shazam Footer

Select language:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Follow Us

Loading...