album cover
Adaoma
album cover
Adaoma was released on August 1, 2025 by Chiwizzy, distributed by Mayvibe Limited as a part of the album Time Mattaz - EP
August 1, 2025
LabelChiwizzy, distributed by Mayvibe Limited
LanguageEnglish
BPM
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

Adaoma mara nma Ada wu elelebe ejeghi oru. Ada ahu mchoga kamgbe lenu ya wu Ada. Ohaneze oginin n\'eme? Adaoma n\'agbaram egwu. Egwu ome n\'ala ya ka mu na-aku, Adaoma na agbaram egwu.
Adaoma mara nma Ada wu elelebe ejeghi oru. Ada ahu mchoga kamgbe lenu ya wu Ada. Ohaneze oginin n\'eme? Adaoma n\'agbaram egwu. Egwu ome n\'ala ya ka mu na-aku, Adaoma na agbaram egwu. Ohaneze, ogini n\'eme? Adaoma na agbaram egwu. Ohaneze ogini n\'eme? Adaoma n\'agbaramu egwu. Egwu omenala yakamu na aku, Adaoma na agbaram egwu, Egwu omenala yaka mu na aku, Adaoma na agbara mu egwu.
Oruele mgbe oji eru, mgbe eji ahu nu Ada di nma o. Oruele mgbe eji eme ibara o, Adaoma putawao. Odigi n\'aka, Adaoma oruele gi na aka o. N\'isi isi ututu Adaoma n\'agbaram mbo o. N\'etiti ehihie, Adaoma n\'eme ihe di nma. Ndi nkayi, ka anyi ga nu ga achowa Ada, O na agbara m egwu. Ndi nkeayi, anyi ganu gahunu Ada na ona agbaram egwuo.
Omuru nwa zuo nwa ya na anya na aga n\'uzor o. Onye murunu zuo. Imuta nwa gi zuo. Ome nala Igbo anyi, omenala Abia state. N\'ala Abia state anyi Ada di nma o (welele, welele iiiiii).
Adaoma mara nma Ada wu elelebe ejeghi oru. Ada ahu mchoga kamgbe lenu ya wu Ada. Ohaneze oginin n\'eme? Adaoma n\'agbaram egwu. Egwu ome n\'ala ya ka mu na-aku, Adaoma na agbaram egwu.
Adaoma mara nma Ada wu elelebe ejeghi oru. Ada ahu mchoga kamgbe lenu ya wu Ada. Ohaneze oginin n\'eme? Adaoma n\'agbaram egwu. Egwu ome n\'ala ya ka mu na-aku, Adaoma na agbaram egwu. Ohaneze, ogini n\'eme? Adaoma na agbaram egwu. Ohaneze ogini n\'eme? Adaoma n\'agbaramu egwu. Egwu omenala yakamu na aku, Adaoma na agbaram egwu, Egwu omenala yaka mu na aku, Adaoma na agbara mu egwu.
Lenunu anya, lenunu isi ahuru kwawa okpu. Imuta nwa zuo. Imuta nwa gi zuo. Zuma ya azuma, zuo ya ikwe ekele o. Zunu ya akwukwo, zuo ya imesa ihu o. Imuta nwa gi zuo, ya wu ome n\'ala anyi o. Ka anyi gawa.
Nwa oma bara uru, ya n\'enyere nne na nna aka o. Ada ahu wu tamtam, ya n\'edowe onwe ya o. Ohaneze abiaruola, ikwu n\'ibe abiaruola. Lenunu ebelile, echewe Ada di nma o. Nwa oma iyiiyiiiiiii! (welele welele welele).
Ezigbo Ada Igbo, lenunu ezigbo Ada ka ona abia o. Imuta zuo. Imuta nwa gi zuo. (ije.... ije)
Adaoma mara nma Ada wu elelebe ejeghi oru. Ada ahu mchoga kamgbe lenu ya wu Ada. Ohaneze oginin n\'eme? Adaoma n\'agbaram egwu. Egwu ome n\'ala ya ka mu na-aku, Adaoma na agbaram egwu.
Adaoma mara nma Ada wu elelebe ejeghi oru. Ada ahu mchoga kamgbe lenu ya wu Ada. Ohaneze oginin n\'eme? Adaoma n\'agbaram egwu. Egwu ome n\'ala ya ka mu na-aku, Adaoma na agbaram egwu. Ohaneze, ogini n\'eme? Adaoma na agbaram egwu. Ohaneze ogini n\'eme? Adaoma n\'agbaramu egwu. Egwu omenala yakamu na aku, Adaoma na agbaram egwu, Egwu omenala yaka mu na aku, Adaoma na agbara mu egwu.
Akwa omenala anyi? Omenala Igbo, omenala Abia state. Eziama muru m, ije. Umu igbo, ibo, ibo... Lets go. Osi? Owu muna engineer Somik no. Anyi no na Adaigbo cultural vibe. Osi? Ibo, ibo, ibo, ibo
Written by: Chisom wisdom Alozie
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...