album cover
Daberechi
On Tour
album cover
00:00
00:05
00:40
01:00
01:10
01:25
01:55
02:00
02:10
02:15
00:00
02:24
Past 7 Days
Daberechi was discovered most frequently at around 1 minutes and 25 seconds into the song during the past week

Music Video

Music Video

Lyrics

[Verse 1]
I live my life for You
I give it all to You
Agụ na-eche mba
Na You dey fight all my battles for me
Lord, I live my life for You
I’ll never be put to shame
Dabere Chineke
Lord, I put my trust in You
Iyee iyee iyee iyee
[Chorus]
Ah eh
Chineke nke igwe
Ah eh
Nna chụba fa
Ah eh
Chụba ndị na-achụ anyị
Ah eh
Busobe ha agha
Ah eh
Ike ama ngwụ anyị
Ah eh
Dabere Chineke
Lord, I put my trust in You
[Verse 2]
Beginning and the ending
Alpha Omega
Onye e ji abaa
Chi m bụ oshimiri ataata
Ị marala na Chineke anyị dị ebube?
Agịdịgba agịdịgba
Ihe O kwere na nkwa, Ọ ga-emezu
Na You dey fight all my battles for me
Lord, I live my life for You
I’ll never be put to shame
Dabere Chineke
Lord, I put my trust in You
Iyee iyee iyee iyee
[Chorus]
Ah eh
Chineke nke igwe
Ah eh
Nna chụba fa
Ah eh
Chụba ndị na-achụ anyị
Ah eh
Busobe ha agha
Ah eh
Ike ama ngwụ anyị
Ah eh
Dabere Chineke
Lord, I put my trust in You
Iyee iyee iyee iyee
[Chorus]
Ah eh
Chineke nke igwe
Ah eh
Nna chụba fa
Ah eh
Chụba ndị na-achụ anyị
Ah eh
Busobe ha agha
Ah eh
Ike ama ngwụ anyị
Ah eh
Dabere Chineke
Lord, I put my trust in You
Written by: Chinedu Okoli t/as Flavour, Prince Chisimdi Nwokoro
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...