album cover
Odim Ebube
album cover
Odim Ebube was released on November 13, 2025 by Somie Records as a part of the album Odim Ebube - Single
ReleasedNovember 13, 2025
LabelSomie Records
BPM109
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Music Video

Music Video

Lyrics

iyelelelelee
nekenu Adamma bu so mma (odim ebube n'anya)
odim ebube n'anya (odim ebube n'anya)
obodo bia fulunu akwa ugo (odim ebube n'anya)
odim ebube n'anya (odim ebube n'anya)
kilibenu uto nwa di na nwa (odim ebube n'anya)
chei! nke Chi nyerem (odim ebube n'anya)
obodo bia fulunu akwa ugo (odim ebube n'anya)
odim ebube n'anya (odim ebube n'anya)
nwa bu mmanu
mmanu nkanu
onu gbajie umu okorobia shaa haria ya nu
mmiri igwe doo chelukene na nwa na-aputa
ocha ka o maka
Chukwu amaka
ora obodo kilibe kilibe kilibe
asa nwa lechaba lechaba lechaba
mkpurumma putaba putaba putaba
Chukwu agozigom were gi cho mu mma
nwa Chi tubelu ugo bia lelenu ya (odim ebube n'anya)
asa odogwu bia kilibe ya (odim ebube n'anya)
gold and silver ka ogha n'aru (odim ebube n'anya)
chei! nkechi nyere m (odim ebube n'anya)
uso di na nwanyi bia kilibe ya (odim ebube n'anya)
odim ebube n'anya (odim ebube n'anya)
obodo bia fulunu akwa ugo (odim ebube n'anya)
odim ebube n'anya (odim ebube n'anya)
onyinye mu bia tie m obi na anom nso
ifeoma Chi nyelum, Chukwu di mma
Chi anyi emerigo omelu fa vam n'anya
ifunanya anyi ga-adigide, digide rue mgbe ebigh-ebi
Heaven lost an Angel the day you came to me
a beauty so divine, you outshine the stars
your grace moves like a melody
your smile a flawless harmony
if love is a masterpiece baby you are the art
ora obodo kilibe kilibe kilibe
asa nwa lechaba lechaba lechaba
mkpurumma putaba putaba putaba
Chukwu agozigom were gi cho mu mma
nwa Chi tubelu ugo bia lelenu ya (odim ebube n'anya)
asa odogwu bia kilibe ya (odim ebube n'anya)
gold and silver ka ogha n'aru (odim ebube n'anya)
chei! nkechi nyere m (odim ebube n'anya)
uso di na nwanyi bia kilibe ya (odim ebube n'anya)
odim ebube n'anya (odim ebube n'anya)
obodo bia fulunu akwa ugo (odim ebube n'anya)
odim ebube n'anya (odim ebube n'anya)
Written by: Somtochukwu Odimegwu

Loading...