album cover

Akoma

26Christian & Gospel2026
album cover
Akoma was released on March 3, 2026 by Alex Ugwu Productions as a part of the album OMIMI
AlbumOMIMI
ReleasedMarch 3, 2026
LabelAlex Ugwu Productions
LanguageEnglish
BPM103
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Music Video

Music Video

Lyrics

Ọ gbasara aka
Aka ọ ji asị mụ nwa mụ
Bịa n'ụjọ atụna gị
Ọ gbasara aka
Aka ọ ji asị mụ nwa mụ
Bịa kam chedo gị
Ọ gbasara aka
Aka ọ ji asị mụ nwa mụ
Bịa bie m'ọma
Ọ gbasara ak'ọma
Wee nwụọrọ mụ n'enu obe
Ọ gbasara aka
Aka ọ ji asị mụ nwa mụ
Bịa n'ụjọ atụna gị
Ọ gbasara aka
Aka ọ ji asị mụ nwa mụ
Bịa kam chedo gị
Ọ gbasara aka
Aka ọ ji asị mụ nwa mụ
Bịa bie m'ọma
Ọ gbasara ak'ọma
Wee nwụọrọ mụ n'enu obe
Ak'ọma
Ọ gbasara ak'ọma
Ihea bụ aka amanyere ntu
Mana ọ bụ ak'ọma
Ak'ọma
Ọ gbasara ak'ọma
Ihea bụ aka amanyere ntu
Mana ọ bụ ak'ọma
N'ime njọ mụ niine
Ọ ma mana ọ gbasara ak'ọma
Ihea bụ aka amanyere ntu
Mana ọ bụ ak'ọma
Ọ na-asị mụ bịa
Nwam hụrụ n'anya
Nwam nwụụrụ n'obe
Ifere emena gị
Nwonyie isi gi k'ị fụ
N'ọ gbasara aka
Aka ọ ji asị mụ nwa mụ
Bịa n'ụjọ atụna gị
Ọ gbasara aka
Aka ọ ji asị mụ nwa mụ
Bịa kam chedo gị
Ọ gbasara aka
Aka ọ ji asị mụ nwa mụ
Bịa bie m'ọma
Ọ gbasara ak'ọma
Wee nwụọrọ mụ n'enu obe
Ọ gbasara aka
Aka ọ ji asị mụ nwa mụ
Bịa n'ụjọ atụna gị
Ọ gbasara aka
Aka ọ ji asị mụ nwa mụ
Bịa kam chedo gị
Ọ gbasara aka
Aka ọ ji asị mụ nwa mụ
Bịa bie m'ọma
Ọ gbasara ak'ọma
Wee nwụọrọ mụ n'enu obe
Ọ gbasara ak'ọma
Sị mụ bịa
Ka m gbabaa na nchedo ya
Written by: Alex Ugwu

Shazam Footer

Select language:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Follow Us

Loading...