album cover

Amarimagi

5Christian & Gospel2026
album cover
Amarimagi was released on March 3, 2026 by Alex Ugwu Productions as a part of the album OMIMI
AlbumOMIMI
ReleasedMarch 3, 2026
LabelAlex Ugwu Productions
LanguageEnglish
BPM97
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

Jesu
Meghee obi anyị kilikene
Mmehie anyị erikekwe
Mana agụụ gị na-agụsi anyị ike
Mee obi anyị
Ka ọ dị ka nke gị
K'anyị mebe ka gị
Nyenụ anyị amara e ji amara gị
Meghee obi anyị kilikene
Mmehie anyị erikekwe
Mana agụụ gị na-agụsi anyị ike
Mee obi anyị
Ka ọ dị ka nke gị
K'anyị mebe ka gị
Nyenụ anyị amara e ji amara gị
Imma eh
Dịka agụụ mmiri
Si agụ nne ele
Etuahụ k'agụụ gị
Si agụ mkpụrụobi mo
Mezaya nyenụ mụ
Amara ị dịka gị
Amara ị mara gị
Imma eh
Dịka agụụ mmiri
Si agụ nne ele
Etuahụ k'agụụ gị
Si agụ mkpụrụobi mo
Mezaya nyenụ mụ
Amara ị dịka gị
Amara ị mara gị
Nye mụ
Amar'ị mara gị
Nye mo
Amar'ị dika gị
Nyenụ mo
Amara mgbaghara
Nye mo
Amar'obi dịasọ
Nyenụ mo, biko mụ
Amar'ị mara gị
Nye mo
Amar'ị dika gị
Nyenụ mo
Amara mgbaghara
Nye mo
Amar'obi dịasọ
Nyenụ mo
Nye m amar'ịma gị
Nye m amar'ịma gị
O Jesu
Meghee obi anyị kilikene
Mmehie anyị erikekwe
Mana agụụ gị na-agụsi anyị ike
Mee obi anyị
Ka ọ dị ka nke gị
K'anyị mebe ka gị
Nyenụ anyị amara e ji amara gị
Meghee obi anyị kilikene
Mmehie anyị erikekwe
Mana agụụ gị na-agụsi anyị ike
Mee obi anyị
Ka ọ dị ka nke gị
K'anyị mebe ka gị
Nyenụ anyị amara e ji amara gị
Mee obi anyị
Ka ọ dị ka nke gị
K'anyị mebe ka gị
Nyenụ anyị amara e ji amara gị
Written by: Alex Ugwu

Shazam Footer

Select language:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Follow Us

Loading...