album cover
Urioma
Afro-Beat
Urioma was released on March 15, 2026 by 7249192 Records DK as a part of the album Urioma - Single
album cover
Release DateMarch 15, 2026
Label7249192 Records DK
LanguageEnglish
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM114

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Obi Oguayo
Obi Oguayo
Background Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Obi Oguayo
Obi Oguayo
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Cyril Chike Egbe
Cyril Chike Egbe
Producer

Lyrics

Urioma lee le le urioma
Urioma lee le le urioma
Onye na nwanne ya jere ohia nkų na b'eze urioma
Okpasia nkų oghara nwanne nke ya-urioma
Onye na nwanne ya soro m'egwu atųó ya-urioma
Agamaevu adi mma n'ajų ina'nų-urioma le le urioma bia le le o
Urioma le le urioma para tųlee o urioma
Urioma lee le le urioma
Urioma lee le le urioma
Onye na nwanne ya jere óhia nkų na b'eze-urioma
Okpasia nkų oghara nwanne nke ya urioma
Ųwa n'ųwa ózò mlórò nwanne agaghi akó mų urioma
Agamaevu adi mma n'ajų inanų-urioma
Le le urioma bia le le o urioma le le urioma para tųlee o urioma
There's no medicine for hatred
If there was a medicine for hatred
Cain wouldn't have harmed his brother Abel
But this message is not about Cain and Abel
It's about the reality of life
Because asi na iro ka nsi-na nwanne amaghizi nwanne
Owų otu a k'anyi si wee jee
Urioma para nų tųlee
O ya mere nji wetara gi ya n'hu si gi le le si ge le le
Urioma para tųlee
Urioma lee le le urioma
Urioma lee le le urioma
Onye na nwanne ya jere ohia nkų na b'eze urioma
Okpasia nkų oghara nwanne nke ya-urioma
Onye na nwanne ya soro m'egwu atųó ya-urioma
Agamaevu adi mma n'ajų ina'nų-urioma le le urioma bia le le o
Urioma le le urioma para tųlee o urioma
Urioma lee le le urioma
Urioma lee le le urioma
Onye na nwanne ya jere óhia nkų na b'eze-urioma
Okpasia nkų oghara nwanne nke ya urioma
Ųwa n'ųwa ózò mlórò nwanne agaghi akó mų urioma
Agamaevu adi mma n'ajų inanų-urioma
Le le urioma bia le le o urioma le le urioma para tųlee o urioma
Mhhhmm
Ówų otu omere
Asidim ma jųó gi-urioma
Nwunne ihe kele ndi'nų-ona ni a mma otu ahu?
Nwanne amaghi zi nwanne ta-nwanne agaghi akó mų ózò
Written by: Obi Oguayo
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...