album cover
PINELEAF ESTATE (feat. 9iceprinx)
album cover
PINELEAF ESTATE (feat. 9iceprinx) was released on March 20, 2026 by MC OBECHE as a part of the album PINELEAF ESTATE (feat. 9iceprinx) - Single
ReleasedMarch 20, 2026
LabelMC OBECHE
LanguageEnglish
BPM87
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

First book of pineleaf estate (osigini)
Ana obuna atoru aka (esuo ya afia)
If that land is not from pineleaf (take your leave)
Imakwa
Onye obuna n'aburo onye pineleaf
(O n'ebe, o' n'akwa ariri!)
Chaiiiiiii
Land banking
Land banking (is a must)
Land banking (is a must!)
Land and property here (is secured)
Pineleaf na (we go trust)
Land banking (is a must)
Land banking (is a must!)
Land and property here (is secured)
Pineleaf na (we go trust)
My Ash Bishop
Wetin dey sup
Pineleaf wee link up
Any adi ete ya make up
World wide buildup
Iga ebute that world cup
Gwa onye n'eme anya ura,na olaru eburu egbe ya
For This side adi ama aka maka Chi n'akari ibe ya
Ceo pine Ieaf aku n'ebu aju
Ima okwu ani kam n'ekwu
Onye golu ogbaa nje
Pineleaf akarigo amunsu n'ogba nje
Onye ilo itinye isi, isi gi epe mpe
Estate with good rate and ana fa wee weight
Estate that use to give people what they will eat
Ceo pine Ieaf philanthropist
Without evidence, you no fit believe
But I'ma na iga aga there before she conceive
I ga ebu kwa uzo we yoo amara before you receive
If it's not pine leaf, biko take your leave
Investment m nile ga abu n'pineleaf estate!
Investment m nile ga abu n'pineleaf estate!
Investment m nile ga abu n'pineleaf estate!
Ebe iga egote ana ruo ulo iwe peace of mind
Investment m nile ga abu n'pineleaf estate!
Investment m nile ga abu n'pineleaf estate!
Investment m nile ga abu n'pineleaf estate!
Ebe iga egote ana ruo ulo iwe peace of mind
K way na my guy iwelo investment
Kam nye gi advice a ka anyi ewe ofu parents
Je golu ani now
Everything adi down
Ife n'ako gi anbulo ego iga eji tidy chow
Ilote m ka idi proud
Oso godi gi nolu Amsterdam
Idee m n'instagram
I wirelum aza
Ewee ngi ka brother
Ya mee nji n'apia gi ore a
My brother thank you so much where can I go and get this land
Onye oyibo supu iche no by okpo okpo oyibo
Okwa eticha gi tido and iyalakwa akpo oyibo
Ife di n'ani arika and obulo egwulegwu ludo
Wetuo anya n'ani ka iwe golu ani n'udo
Real estate di mma erika Mana ofu kam ma
Pine Ieaf estate
Fa wa kasi mma
Fa walu ana di mma
Ego gi ga adi n'ebe di mma
Gbaa ani n'ebe di mma
Investment m nile ga abu n'pineleaf estate!
Investment m nile ga abu n'pineleaf estate!
Investment m nile ga abu n'pineleaf estate!
Ebe iga egote ana ruo ulo iwe peace of mind
Investment m nile ga abu n'pineleaf estate!
Investment m nile ga abu n'pineleaf estate!
Investment m nile ga abu n'pineleaf estate!
Ebe iga egote ana ruo ulo iwe peace of mind
Written by: Joseph Uzochukwu Nworji
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...