album cover
Ego
348
Afro-Beat
Ego was released on March 29, 2026 by Marsh Nwa Chief as a part of the album Ego - Single
album cover
Release DateMarch 29, 2026
LabelMarsh Nwa Chief
LanguageEnglish
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Marsh Nwa Chief
Marsh Nwa Chief
Performer
Victor Enyidia Okedi
Victor Enyidia Okedi
Keyboard Bass
COMPOSITION & LYRICS
Nnamdi Ferdinard Junior
Nnamdi Ferdinard Junior
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Godwin David Udoaka
Godwin David Udoaka
Producer

Lyrics

Ego
INTRO:
Umu youth na agba mbo Nwanne m
Gini ka ha na Acho Ego
Nwata biara uwa nor zi na nleka
Gini koro ya onu oo Ego
CHORUS:
Ego di nmaaaaa ah
Ego oyibooo (EGO)
Nma nwoke ahhh
Agari ofu (EGO)
VERSE:
Isi kwa ebuta ego
Iya atu nwu kwa olu
Ife nnukwu ego na eme
Giri giri ni le ina amacha na uwa
Akwa gi kuo the nwa
Iku cha the Nwa nu back to reality
Gina echiche emebe nu oo
Chuba kwa ego na Uwa ogbede
Nwanne m uwa ogbede ka nma
Imakwa na Payment slip di kwuto nu uwa
My brother chuba ego
I love you my darling ge kwa nti brother
Pocket ka ona afu
Garagara nile nna amacha nu uwa
ego oyibo so eje ooo
Imana Vintage interiors meriri poverty
ife Nnukwu ego na eme oo
You love this mansion live imagination
jekwaaaa je chuba ego
Jiri kwu ututu chuba kwa ewu oji maka chi ne ejiiii
Ego
CHORUS:
Ego di nmaaaaa ah
Ego oyibooo (EGO)
Nma nwoke ahhh
Agari ofu (EGO)
VERSE:
Ihapu nu isi aka iya kwa gba nwu nu uruim no
Ife nukwu ego na eme
To be a man adiro easy brother
Obu di onye ka anyi koro
Okwa Obgawalum obi
Jekwuru onye ozo
makana ego gwuru agwu
Mana the dice is rolling
 let’s see the outcome
2 6ky no na olu
CHORUS:
Ego di nmaaaaa ah
Ego oyibooo (EGO)
Nma nwoke ahhh
Agari ofu (EGO)
Piatapiara nile nna amacha nu uwa
Akwa kam chutaa the ego
Mchuta Nnukwu ego na elu uwa mu biara oo
Nwoke ya anokwa nma
Ejiro mu shishi no be for Chiefpriest
ife Nnukwu ego na eme
Marsh Nwa chief tibere uwa egwu
chi di nma ka ya di
Akwa Ngwere nor na elu na echekwa onwe ya
Orituo nu Okwa ya onwu o
CHORUS:
Ego di nmaaaaa ah
Ego oyibooo (EGO)
Nma nwoke ahhh
Agari ofu (EGO)
Okwa nu Marsh Nwa Chief Nnamdi
Egwu ka ana eme (IJE)
Jeriq nwunne Ogbe na achu ego
Jaki Nwanma oo cartel na achu ego
Sir Joe Nwunne Oparaku na achu ego
Mr. Kiss mgbiligba kulu egwu Uchu
Expensive Showkiller nnekwu nmouwu obala tule
Native tunes record i see you
Asian King ni Indonesia Nwoke nor nma
Kusshi Virgo onye Nnukwu ego
Uche Armani na Abuja Eluigwe
The Prince Ezeadagbuonwu 1 ikaraka
Bachi Nwanne m, ji si ike, ina agba nbo
Ebere money onye ego
2 minutes i see you brother
Cj Nwunne… the Don na achu ego
Cash Dede m Nwa Aguleri na achu ego
Zaki Nwunne Motive na achu ego
Eazi Nwanne Eazi na achu ego
Ya gawa
Written by: Nnamdi Ferdinard Junior
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...