Music Video
Top Songs By The Apostles
Similar Songs
Lyrics
M'mere gini bu ogu lee
M'mere gini bu ogu lee
Umuwa ji akponu m'ugwo oke na ntara azum ihulaaa
Ihula l'ikpasuola m'iwe whemerem ma achiwa lee
Emegi ibewa ebewa Amuma l'ihu enyim leee
Ihula l'obiya mbu odo Aka mu di ocha enyim leee
Ala Ngwa bu onye aka ebem Onye akporo akpo irim lee lee
Isi la okpu mu ehila
Onye akporo akpo irim lee
Isi la okpu mu ehila.
Anya miri akwa'm lee
Afuru afu oku'm
Obunu whe esi akponu m'ugwo okena ntara azum ihulaaa
Ihula l'ikpasuola m'iwe whemerem machiwa leee
Emegi bewa ebewaa till fade...
Writer(s): Walton Egwuatu Arungwa
Lyrics powered by www.musixmatch.com