album cover
Obago
2
Afro-Pop
Obago was released on April 27, 2026 by RADARMusic / PHD Services as a part of the album Powerful Civilian - EP
album cover
Release DateApril 27, 2026
LabelRADARMusic / PHD Services
LanguageEnglish
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM70

Credits

PERFORMING ARTISTS
Power4ul Civilian
Power4ul Civilian
Performer
Mark Anthony Obumneme Osuchukwu
Mark Anthony Obumneme Osuchukwu
Rap
COMPOSITION & LYRICS
Mark Anthony Obumneme Osuchukwu
Mark Anthony Obumneme Osuchukwu
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Iben productions.
Iben productions.
Producer

Lyrics

Eee eeee
Obago
Anyafulugo nulia adighi afu ya kwa da
Aku Luo uno okwuo onye kpalu ya
Aku na etigbu ilo
Aku na edozi ilo
Aku na ewete udo
Aku nwelu evu nwe mpu
Aku na ejebu ije gbaba oso
Obago
Olu ilulu imana Obago
Ife isinyelu n'oku eyego
Akwa ibelu na chukwu anugo
Chukwu anugo
Ifeadigomma Chukwu aluka
Imana all your pain and worries awago
Ubiam anago
Ugani anago
Fa anabago
Obagoo
Imana goodness and mercy abiabago
Joy no na ilo and Okpokwa her squad
Tinye aru na ona eme
Nwannem tinye aru na ona eme
I fought the silence I fought rejection
I wore my pain like battle gears
Skin too tough ka polar bear
Adim woke na this game
You can't catch me sleeping
Enwem grip na the game
You can't catch me slipping
Ka Gerard or ka Benard
Nwanne account gi bulu light weight
Gba mbo ka obulu heavyweight
Ikpe malu nwoke bu ego
Mana ta ulo nwanne na obago
Onya ikwelu na ife abago ya
Ndi ilo gi na iwa emego fa
Ndi asiri na ala agbago fa
Puta ilo na obago
Ndi nku no na ilo
Onye omere amarala
Aka adiro ekpuchi onwa
Aku Luo uno okwuo onye kpalu ya
Aku Luo uno okwuo onye kpalu ya
Aku na etigbu ilo
Aku na edozi ilo
Aku na ewete udo
Aku nwelu evu nwe mpu
Aku na ejebu ije gbaba oso
Sigh
Aku na agbabu oso febe efe
Aku kalili amusu
Aku fesianu odalu awo
Aku fesianu odalu awo
Obagoo
Obagoo
Olu ilulu imana Obago
Ife isinyelu n'oku eyego
Akwa ibelu na chukwu anugo
Chukwu anugo
Ifeadigomma Chukwu aluka
Imana all your pain and worries awago
Ubiam anago
Ugani anago
Fa anabago
Obagoo
Obago
Obagooooo
Written by: Mark Anthony Obumneme Osuchukwu
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...