album cover
Inside there (Remastered)
106
Music
Inside there (Remastered) was released on July 13, 2026 by Allow Di Aso as a part of the album Inside there - Single
album cover
Release DateJuly 13, 2026
LabelAllow Di Aso
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM114

Credits

PERFORMING ARTISTS
Allow Di Aso
Allow Di Aso
Performer
Ak Brown
Ak Brown
Piano
DILI REIGNEST
DILI REIGNEST
Remixer
COMPOSITION & LYRICS
Allow Di Aso
Allow Di Aso
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Ak Brown
Ak Brown
Producer

Lyrics

Inside there onwe ife ana alu
Ehh onwe ife ana alu
All my hustle bu maka isi benji
Dika isi benji
Inside there onwe ife ana alu
Ehh onwe ife ana alu
All my hustle bu maka isi benji
Dika isi benji
Inside there onwe ife ana alu
Ehh onwe ife ana alu
All my hustle bu maka isi benji
Dika isi benji
Fa cholo kam da mana chi muanya
Chefuzie n’ osenabo bukwanu ihe afulu na Anya
Them con day talk this they con day talk tha at
Fa si n’ obu ogwu maka nam gbadolu Anya
I don’t give a fuck what ever they say eee
Maobulo maka money ina ako shit
Adim too busy na my hustle
Kam bulu Onye Obodo ji ama atu
Maka inwe ego ibulu ihe ana acho
Inwere ike ikpom number 7
7 kam na agbazi ebe ego di
Owe gi imakpuo high tension
Enwekwanum Time
Enwekwanum joy
Obukwanu toko
Inside there onwe ife ana alu
Ehh onwe ife ana alu
All my hustle bu maka isi benji
Dika isi benji
Inside there onwe ife ana alu
Ehh onwe ife ana alu
All my hustle bu maka isi benji
Dika isi benji
Inside there onwe ife ana alu
Ehh onwe ife ana alu
All my hustle bu maka isi benji
Dika isi benji
O munwa ga agwa gi ife ana alu
Gba mbo ki malu ife ana alu
Fine girls ebulugo ukwu bia
Asa Okwa akpam a k’ ine ede
Mana ihe adi akonu ebe onadi
Iricha ego agaba ebe oya eme
Achuchalu ego enwechalu kwa anwuri
Asa Okwa ukwu Gia kam likei
Ife oye eri okaro isi benji
Olu ya akwu ugwo
Kwelum ise
Ise!
A minute can
Kwelum ise
Ise
Written by: Allow Di Aso
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...