album cover
Believer
album cover
00:00
00:05
00:20
00:25
00:40
01:20
01:35
02:05
02:10
02:45
02:50
02:55
03:05
03:20
00:00
03:28
Past 7 Days
Believer was discovered most frequently at around 40 seconds into the song during the past week

Music Video

Music Video

Lyrics

[Intro]
Ọdịa
Doo nwa mma
Kola
Boy
Tene
Listen
Yeah, (Big tune), yeah, seh
[Verse 1]
I've been a believer all my life
I've never been a lazy one
I'm married to the game and ị jụọ my wife
I've never been a lazy man
Mgbe a na-ama otooto mmiri n'ime Okpoko, mụnwa akpabagonụ iron
N'azụ Okpoko junction, eree m charcoal ma anyị mechie n'ime ọgbọ iron, seh
[Chorus]
Onye a kọọlụ bụ ihe ga-ama
Ihe anyị gbalụ n'ama
I saw my glory coming ka nwa dibịa ọ gbaalụ m afa
Before then, we no get, ego gwụlụ anyị n'aka
Mgbe ahụ anyị lie n'ụtụtụ, ilikwa ọzọ ga-abụ n'Awka
Onye ji ọfọ bụ ihe ga-ana
Ị na-agba mbọ, ọ bụụ na ọ daa aga?
God's time is the best, nwa, Chukwu ma nke ka mma
Onye na-ebe ebezịna, ọ ga-adị mma
Dị mma ah ah ah ah
[Verse 2]
Ya mere m ji esi ọnwụ from ụtụtụ ruo na mgbede
Jụọ ese m n'ụwa mgbede
I grew so fast, ndị ọgbọ m kpọọ m okenye
My life atọhụ ka okpete
Ụwa a bụ a journey, ajụna m ma o nwee ihe m gotee
Life bụ ihe ishi kotee
And ọkọ m n'aka, ị ga-enyenwu m ihe i gotee?
Ị ga-echefunwu ihe i gotee?
Enwe ndị ọ dịbu n'aka (Chai)
Mana anyị afụrọọdị their 32
Alọba m nwetee onye ọcha
Sị m na o chefugo ihe bụ gratitude, damn
Kịtaa ọ na-enyezi attitude
Ị kpọọ ya, ọ sị gị "I will get back to you", heh
That's why I run back to You
Ị ma na ụwa na-egosị anyị part 2, seh
[Chorus]
Onye a kọọlụ bụ ihe ga-ama
Ihe anyị gbalụ n'ama
I saw my glory coming ka nwa dibịa agbaalụ m afa
Before then, we no get, ego gwụlụ anyị n'aka
Mgbe ahụ anyị lie n'ụtụtụ, ilikwa ọzọ ga-abụ n'Awka
Onye ji ọfọ bụ ihe ga-ana
Ị na-agba mbọ, ọ bụụ na ọ daa aga?
God's time is the best, nwa, Chukwu ma nke ka mma
Onye na-ebe ebezịna, ọ ga-adị mma
Dị mma ah ah ah ah
[Verse 3]
Nke m akọna m
Ike ọlụ agwụna m
Ndị ilo m afụna m
Chi kelụ m ajụna m
I waited patiently for my turn oh
E don reach me oh, oh, oh, oh, oh
Nke m akọna m
Ike ọlụ agwụna m
Ndị ilo m afụna m
Chi kelụ m ajụna m
I waited patiently for my turn oh
E don reach me oh, oh, oh, oh
[Verse 4]
Enwe ndị ọ dịbu n'aka (Chai)
Mana anyị afụrọọdị their 32
Alọba m nwetee onye ọcha
Sị m na o chefugo ihe bụ gratitude, damn
Kịtaa ọ na-enyezi attitude
Ị kpọọ ya, ọ sị gị "I will get back to you", heh
That's why I run back to You
Ị ma na ụwa na-egosị anyị part 2
[Verse 5]
Nke m akọna m
Ike ọlụ agwụna m
Ndị ilo m afụna m
Chi kelụ m ajụna m
I waited patiently for my turn oh
E don reach me oh oh oh oh
[Outro]
Nke m akọna m
Ike ọlụ agwụna m
Ndị ilo m afụna m
Chi kelụ m ajụna m
I waited patiently for my turn oh
E don reach me oh oh oh oh
Written by: Nwodo Victor Chinonso, Ugo Njoku Emmanuel Chidubem

Loading...