album cover

Ije Enu

70,490World2026
album cover
00:00
00:25
00:50
01:10
01:20
01:35
01:45
01:50
01:55
02:00
02:30
00:00
02:36
Past 7 Days
Ije Enu was discovered most frequently at around 25 seconds into the song during the past week

Music Video

Music Video

Lyrics

[Intro]
Ah ahn ahn ahn
Ogbe!
Ah ahn ahn ahn
[Verse 1]
I dey hustle make I see front oh
I dey go to bed with no light oh
If I talk, they go begin laugh oh
On the air, but I go soon land oh
Everybody wey dey look you lesser
Oge na-abịa, dem go know you wella
Every day I pray for new heights oh
And I thank God for my new life oh
[Chorus]
Kpere, ah ahn ahn ahn
Onye ejikwana ụwa wee nyaa isi oh
Kpere, ah ahn ahn ahn
Onye ejikwana ụwa wee nyaa isi oh
Mama mụ gwalụ m, "Nwa m oh
Ọ kwa ị ma na ndidi bụ ije enu oh"
Ah ahn ahn ahn
Onye ejikwana ụwa wee nyaa isi oh
[Verse 2]
Ogbe
Onye ejikwana ụwa mee ọnụ, ụwa na-eme ntụyarị
Anọkwa m n'ụzọ ka nwaanyị na-ele afịa mbuyarị
Emena nwanne gị underate ma ife ọma na-emelụ gị
Nwoke na-ebe akwa alịlị before, na-ebezi akwa aṅụlị
Wepụ aka enwe n'ofe before o mebielụ gị ife
M na-achụkwa aja, ka m hapụ ị nọ n'ana ka ute
Ude m na-ede, ngọzi dị n'arụ m ka ude
Ọ ga-abalụ mmadụ ncha bụ ekpele anyị na-ekpe, iseee
Atụna ụjọ, fight for your right, ka ị bụ activist
M na-alụ masterpiece, ife m na-achọzi bụ to master peace
Mercedes today, tomorrow ga-abụkwa Lambo keys
Christ meelụ m amara n'embassy m, ka Pastor Chris
M nọlụ on motion, ị-match brake na-afịa m alụ
O nwee ka ọ dị na onye nọ n'iru bịazii naba azụ
Isi nkume a na-achọzi kịtaa bụ okwute a jụlụ ajụ
Nke dị n'iru ka nkụ
Ebube agụ na-eche agụ
[Chorus]
Kpere, ah ahn ahn ahn
Onye ejikwana ụwa wee nyaa isi oh
Kpere, ah ahn ahn ahn
Onye ejikwana ụwa wee nyaa isi oh
Maka mama mụ sị mụ, "Nwa ọma oh
Ọ kwa ị ma na ndidi bụ ije enu oh"
Kpere, ah ahn ahn ahn
Onye ejikwana ụwa wee nyaa isi oh
Written by: Chibuzor Nelson Azubuike t/as Phyno, Jeremiah Chukwuebuka Ani t/as Jeriq

Shazam Footer

Select language:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Follow Us

Loading...