album cover
Revolution
album cover
Revolution was released on October 23, 2026 by Talkere Inc. as a part of the album Revolution - EP
October 23, 2026
LabelTalkere Inc.
LanguageEnglish
BPM70
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Music Video

Music Video

Lyrics

What’s the real deal
Bu question Nchoro E answer so take a chill pill
Iga amachakwa na Oga Ese Okwu
E just Choo ifu Ka my reaction ga adi
As if na Imaa kosi Adi
Before mma Kosi Adi
Before Nruo Abia Abrowse m
Ka ha wee maa Ka nsi Eme
Imaakwa na Acluster
Obuu na Ichoo bu my Aloba
Imaa na Etikwa Anya n ihe mna atype
Unless ma m Achoro Egosi gi my type
Back to real deal
Na mno n Ogbe Aburo na Afuum Deal
Even ma mgbe mna Eri mama thank you
Ejimu link up Tk n Onye Anwuru
This side Onwero Onye Anyi n Anwuru
Onweero Onye n Enye m Ego Anwuru
So Mgbaa na Nwaanyi Mma Abu main chick
Mmanbudi Asa n Ano n Akuku
Makana mmadi too hot to handle
Mgbaa na Kettle mmanwe Ofu handle
Nwanne ya N Asuport ya O
Ya buru
Mmansi ka Mkpoo my uncle nah
What’s the real Deal
I told them na Abum the real deal
Buh they just Ewwed
Ha machakwa na Amam Agu Egwu
Ha Just Choo Ifu ka my revolution ga Adi
Abum the solution like this
Mebe that Ka Mme Like this
Noro West ka Nnoo East
Nyem Efe ka Nwee my peace
Mtchewww
Yeah
Gee
I’m the Main Man
Mbata Ime Ahia Aga Atum Bell
Ha Ga Ebukwum Ma na Wholesale
Cuz ha di sure na Afia m ga Esell
Now I’m locked in ka Nno Jail time
So Nchoo Eperform ha ga Enyem time
Ha Amam mindidi ma Ano End time
So Ichoo Ifum you gon spend time
Mna na Efuel my Engine
Onye Obuna Choo m ga Edebit
Ihe Iji Eclaim na Ibu my OG
Bu just na Amuu gi before me
Imarom before
I’m living life like I’ve been here before
Agbachaa Oso ihe aga akpo the result
Igbaa last Onye ka iga Ebo the fault
I’m hard to the call
Ndi soft Umuasa Amambu my call
Nchoo ime ihe mna Etinye ya my all
Maka Okoo m Onwero Onye mma Akpo
What’s the real Deal
I told them na Abum the real deal
Buh they just Ewwed
Ha machakwa na Amam Agu Egwu
Ha Just Choo Ifu ka my revolution ga Adi
Abum the solution like this
Mebe that Ka Mme Like this
Noro West ka Nnoo East
Nyem Efe ka Nwee my peace

Loading...