album cover
Amara
4.281
World
Amara adlı parça {albumName} albümünün bir parçası olarak Umu Obiligbo global tarafından 16 Kasım 2020 tarihinde yayınlandıSignature (Ife Chukwu Kwulu)
album cover
Çıkış Tarihi16 Kasım 2020
FirmaUmu Obiligbo global
DilEnglish
Melodiklik
Akustiklik
Valence
Dans Edilebilirlik
Enerji
BPM

Şarkı sözleri

[Intro]
Iyeee, iyeee ahan
Eeh, eh eh eh eh, ahan
[Verse 1]
Echenara echi, ka echi cheere onwe ya, nwanne m (Pepepe, ahan)
Echenara echi, ka echi cheere onwe ya, iyeee (Propoto ahan)
Echekazina onwe gị, nwanne m, echekazina onwe gị, ahan
Echekazina onwe gị, nwanne m, echekazina onwe gị, ahan
Kedụ ife mmadụ na-adọgbulu onwe ya nụ n'ọlụ, iyee?
Kedụ ife mmadụ na-echegbulu onwe ya n'ụwa nke a, eh eh eh?
[Bridge]
Ngwa nwebe aṅụlị (Eh ah ah ah)
Nwebe aṅụlị (Eh ah ah ah)
Ngwa nwebe aṅụlị (Eh ah ah ah)
Nwebe aṅụlị (Eh ah ah ah)
Ngwa nwebe aṅụlị eh (Eh ah ah ah)
Nwebe aṅụlị (Eh ah ah ah)
Nwanne m, nwebe aṅụlị (Eh ah ah ah)
Nwebe aṅụlị (Eh ah ah ah)
[Verse 2]
If you get-tị ee, you no get-tị ee, eeh eh eeh eh, nwebe aṅụlị
Ụwa bụ ofu mbịa, eeh eh, ụwa bụ ofu mbịa, ahan
Eeh eh, onye dị ndụ nwere olileanya n'amara Chineke, ahan
Onye dị ndụ nwere olileanya n'amara Chineke, elelele
[Chorus]
Eehe eh (Amara Chineke)
Eehe eh ahan (Amara Chineke)
Echi eteka (Amara Chineke)
Eeyi, nwanne m (Amara Chineke)
Ị makwa na echi eteka? (Amara Chineke)
Amara Chukwu (Amara Chineke)
Yọba amara Chi (Amara Chineke)
Yọba amara Chukwu, yọba amara Chukwu (Amara Chineke)
[Verse 3]
Eeh eh, amara Chukwu ka anyị na-ayọ (Amara Chukwu, amara Chukwu, amara Chukwu)
Ogbuọzọ nwanne m (Ogbuọzọ), ị mazikwa etu o si adị?
Larry Gaga beanyị eh, amara Chukwu ka anyị ji eje, elele ahan
Funnybone nwanne m, amara Chineke (Amara Chineke)
Nọnso Face nwanne m, Ọlụebube beanyị eh
Yọba amara Chukwu, amara Chukwu ka anyị ji ebi (Amara Chukwu ka anyị na-ayọ eh)
Eeh eh, amara Chukwu ka anyị ji abịa (Iyoo oko, iyo okokokoko)
[Outro]
First Class Mix
Written by: Obiligbo Ebuka
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...