Şarkı sözleri

Ngii Aii Insane music gang shii Obodo O maka Afufu Atakwana Nleka Cholo e fu gi Ekwe kwa na Owuite na akpo gi Aza kwa na Nke melu emeguo Ozo emekwa na If you look back e nwu akpa nuu E nwu akpa anu Focus on the grind nwa ka the Bag na eju Nwanne okwa ego na enye nwoke moral Anyi na achu aku na uba ka Ifeanyi Uba E nwemu obi eji acho ego ka Peter Obi Balling balling ka mbu Mikel Obi Ali Baba na akwu ugwo kalia facey Mana men nuo na Mbaofesie alukwa facey Stuck in the grind I will never let go o Until Instagram e tinye logo 2go Kamnukwa na keke na agba na ime mmili Nwanne owuite dika owu ebe e si bia Soso ife ana acho ebe e si bia bu cha Maka nwata bute ike o bulu Mpa Adaghi egote Motor by e baa mba Nwanne e ma bata Barracks maa onye Army Ula Okwu banye ego ogbanye Ana Nwoke bute Ike nwanne mkpari ana taah O maka Afufu Atakwana Nleka Cholo e fu gi Ekwe kwa na Owuite na akpo gi Aza kwa na Nke melu emeguo Ozo emekwa na If you look back E nwu akpa nu E nwu akpa anu Focus on the grind nwa ka the Bag na eju Ka the Bag na eju Atakwana Afufu Atakwana Afufu Afukwana Afufu Afukwana Afufu Atakwana Afufu Atakwa naa Afufu Afukwa naa Afufu Afukwa naa Afufu Asimu my guy tukwa olu maka okwa onye tulu olu bu ife ga atukwa container Anyi enwelo oge for Bella Chukwu Yemu BTC kalia e ga enye mu isabella Focused on nothing but cheddar I'm getting this paper forever and ever and ever Secure the bag forever I can never lose I'm born to win no matter the weather Ka ebe ana ele Ani anyi aputa ha na atu aka They dey talk say we living the Dream Enwe connection ka Sim Ego melu nwoke ji Di fit ka onye na aga gym Nwanne anyi bu ya ka edi Nnana ogu Okwa e ma na ama ji maka mgba Gbuo halu Ogu Nooo Light na acho Red I go Money over conji nwanne that's the way I roll Wooo E na awu omo Egwu sa na mu egwu na cha Men ga achili gi taaa Thou shall not play with my cha Men Di ocha E na Awu omo E dighi afu shinny iji na aka Pay me my money Oga Unless e cho ka anyi nwe matter Mmadu ga Awu O maka Afufu Atakwana Nleka cholo e fu gi Ekwe kwa na Owuite na akpo gi Aza kwa na Nke melu emeguo Ozo emekwa na If you look back e nwu akpa nu E nwu akpa anu Focus on the grind nwa ka the bag na eju Ka the Bag na eju Atakwana Afufu Atakwana Afufu Afukwana Afufu Afukwana Afufu Atakwana Afufu Atakwa naa Afufu Afukwa naa Afufu Afukwa naa Afufu
Writer(s): Richard Okonkwo Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out