Krediler
PERFORMING ARTISTS
Gen Uru
Performer
Kodopearl
Performer
Ifex G
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Christian Agundubuis
Songwriter
Ifechukwu Greg Chrian Eze
Songwriter
Ikpa Udo
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Skitter
Producer
Şarkı sözleri
[Intro]
Ịmakwa
Ịchenaọpara
[Chorus]
Sogbulemma, sogbulemma, sogbulemma
Hapụ m aka, hapụ m aka, maka mpịawa azụ
Odogwu akataka, omemkpọtu, ọbataosu
Hapụ m aka, hapụ m aka, maka mpịawa azụ
Sogbulemma, sogbulemma, sogbulemma
Hapụ m aka, hapụ m aka, maka mpịawa azụ
Odogwu akataka, omemkpọtu, ọbataosu
Hapụ m aka, hapụ m aka, maka mpịawa azụ
[Refrain]
Kpọbalụ m oji oo, Ifex nweze oyibo
Kpọbalụ m oji oo, anụmanụ nweze oyibo
Kpọbalụ m oji oo, Ifex nweze oyibo
Kpọbalụ m oji oo
[Verse 1]
(Ifụbedị ife ebeaa)
Ịfụtụgo ọgaranya
Ọgaranya adịị eyi okirika
Okirika adịị adị ọgaranya mma
Ọbụrọọ anụ a na-agba nkpakana
Ọọzi ka ekpebe alakuba?
Onye sịkwanụ ndị ala pụta?
Eke na-anọ n'ebe anyị n'afụwa
Ịmụba anyị onwekwaanụ ife ị ga amụta?
Ego anyị bu n'akpa bu reason anyị ji ekowa
Ọga ị ga-akpojezị anyị cotuma?
Anyị emeligo, kponye anyị oloma
Onye ọ na-ewe, anyị ebenye ya okpu oroma
Nwa gị maa mma, anyị agbajili gị aka
Ọsị gi, ịbịa mabalụ anyị aka
Ụmụ na-ajụ m, a ga-eyelụ m akwa kalịị
Haters jee bebelụ m akwa
[Chorus]
Sogbulemma, sogbulemma, sogbulemma
Hapụ m aka, hapụ m aka, maka mpịawa azụ
Odogwu akataka, omemkpọtu, ọbataosu
Hapụ m aka, hapụ m aka, maka mpịawa azụ
Sogbulemma, sogbulemma, sogbulemma
Hapụ m aka, hapụ m aka, maka mpịawa azụ
Odogwu akataka, omemkpọtu, ọbataosu
Hapụ m aka, hapụ m aka, maka mpịawa azụ
[Verse 2]
We came with a new vibe
Mkpọ ekpe boho good vibes
Big man, he came with a new ride
Anye’m atta nsad hit track
Oh dah
Ikwo ablow aduk ndudu
You can do what you want to do
Nsa aduk, mfon iban edi nkod bo bo
Ette kpong ke okuk anie atta odudu
Uma usua uma, ana ama
Mkpo udua ana, udua ana
Utom asuk akpe, isuk ika
Sé nsine ké idem idoho okrika
Nko ame diongo nanha, bib mbanga
Udod mmodo sine, idoho nkangha
Nsongo urua mkpo, nko uwangha
(Ette di kwo chorus, ke ikwo akwere mme nsidodo)
[Outro]
Sogbulemma, sogbulemma, sogbulemma
Hapụ m aka, hapụ m aka, maka mpịawa azụ
Odogwu akataka, omemkpọtu, ọbataosu
Written by: Christian Agundubuis, Ifechukwu Greg Chrian Eze, Ikpa Udo

