album cover
Chimamanda
88.774
World
Chimamanda adlı parça albümünün bir parçası olarak 2Nite Music Group tarafından 17 Haziran 2017 tarihinde yayınlandıIjele The Traveller
album cover
En Popüler
Geçtiğimiz 7 Gün
00:05 - 00:10
Chimamanda geçen hafta yaklaşık 5 saniye civarında en sık keşfedilen şarkı oldu
00:00
00:05
00:25
00:55
01:05
01:10
01:30
01:35
01:40
01:55
02:00
02:35
02:45
03:10
03:15
03:55
00:00
04:24

Müzik Videosu

Müzik Videosu

Krediler

PERFORMING ARTISTS
Flavour
Flavour
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Chinedu Okoli
Chinedu Okoli
Composer
PRODUCTION & ENGINEERING
Masterkraft
Masterkraft
Producer

Şarkı sözleri

[Intro]
O setie ee
Ụmụ Jesus ee
[Verse 1]
Jehova Jireh, my provider
Chi m ama nda
Jehova Nissi my healer
Chi m ama nda (Ọ ma nda)
Ocean divider, my redeemer
Chi m ama ndanata (Onye ọma)
Ebubedike, my comforter
Chi m ama nda
Onye nwelụ Chukwu, nwelụ nchekwube
Chi gị ama nda (Ọ ma nda)
Ị tụkwasị obi na Chineke
Chi gị ama nda (Ọ ma nda)
[Chorus]
Chi m ama nda (Ọ ma nda)
Chi m ama ndanata (Ọ ma nda)
Chi anyị ama nda (Ọ ma nda)
Chi m ama nda (Ọ ma nda)
[Chorus]
Ee, Ọ ma nda
Ee, Ọ ma nda
Ee, Ọ ma nda
Chi m ama nda, Ọ ma nda
[Verse 2]
Mr. Flavour, Ijele Africa
Chi gị ama nda (Ọ ma nda)
Mama m o, afọ mụlụ eze
Chi gị ama ndanata (Ọ ma nda)
Papa mụ o, Onyemechi
Chi gị ama nda (Onye ọma)
Father Mbaka, ụmụ adoration
Chi gị ama nda (Ọ ma nda)
TB Joshua, ndị Synagogue
Chi unu ama nda (Ọ ma nda)
Ndị clergy niile, ndị na-alụ ọlụ
Chi unu ama nda (Ọ ma nda)
[PreChorus]
Chi unu ama nda (Ọ ma nda)
Chi unu ama ndanata (Ọ ma nda)
Chi anyị ama nda (Ọ ma nda)
Chi m ama nda (Ọ ma nda)
[Chorus]
Ee, Ọ ma nda
Ee, Ọ ma nda
Ee, Ọ ma nda
Chi m ama nda, Ọ ma nda
[Verse 3]
Ọdị m ka ya anwụla anwụ, Emeka Offor
Chi gị ama nda (Ọ ma nda)
Eselụ n'enu ego, Chris Uba
Chi gị ama nda (Ọ ma nda)
Obi Jackson, n'Ọkịja
Chi gị ama ndanata (Ọ ma nda)
Ome mma, ị na-eme mma
Chi gị ama nda (Onye ọma)
Baba Lotija, ezi ọyị m o
Chi gị ama ada
Frank Maraeme o, South Africa
Chi gị ama nda
Unite Don T o, nnwa amama o, ọ na-afịọ (Ọ ma nda)
Mama Ekpere, Ọzọigbondụ
Chi gị ama nda (O setie)
Mike Adenuga, Globacom
Chi gị ama ndanata (Onye ukwu)
Ebelechukwu Obiano
Chi gị ama nda (Ọ ma nda)
Ọkwụlụ Ọkalịsịa, ezi ọyị m o
Chi gị ama nda (Ọ ma nda)
Bishop Okonkwọ, man mụ o
Chi gị ama nda (Ọ ma nda)
[PreChorus]
Chi m ama nda (Ọ ma nda)
Chi m ama ndanata (Ọ ma nda)
Chi anyị ama nda (Ọ ma nda)
Chi m ama nda (Ọ ma nda)
[Chorus]
Ee, Ọ ma nda
Ee, Ọ ma nda
Ee, Ọ ma nda
Chi m ama nda, Ọ ma nda
[Chorus]
Ee, Ọ ma nda
Ee, Ọ ma nda
Ee, Ọ ma nda
Chi m ama nda, Ọ ma nda
[Bridge]
Chi m ama nda oo
Eewu! Ọ ma nda ee
Chi m ama nda oo
Eewu! Ọ ma nda ee, Ọ ma nda
[Chorus]
Ee, Ọ ma nda
Ee, Ọ ma nda
Ee, Ọ ma nda
Chi m ama nda, Ọ ma nda
[Bridge]
Chukwu ọma, O loro ihe loro enyi
O sere ọdụm n'aka
Agụ bata, mgbada agbara ọsọ
Dike m ji kerere
Ọ ma ama, amasị amasị
Ọ ma ụma asa arụ
Dike, Dike, Dike
[Outro]
Ọyọlịma
Written by: Chinedu Okoli
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...