音乐视频

音乐视频

制作

歌词

Likitani x3
Eh likitani x3
Shhhh…
(Guitar intro)
Ala Imo, abialam ozo ooo
Anambra, abiakwalam ozo
Nigeria, abiakwalam ozo oo
O Ziggima n’ekwu okwu
Ziggima ube nwanne
Ziggima bụ ozioma Chineke
Ziggima si m kára unu:
Onulube nwanne, agbala oso!
Onulube nwanne, agbala oso ooo
Ala Imo, abialam ozo ooo
Anambra, abiakwalam ozo
Nigeria, abiakwalam ozo oo
O Ziggima n’ekwu okwu
Ziggima ube nwanne
Ziggima bụ ozioma Chineke
Ziggima si m kára unu:
Onulube nwanne, agbala oso!
Onulube, Onulube
Onulube nwanne, agbala oso oo x8
O mgbe nwanne gị nwụrụ
G’nyere ya aka x3
G’agbura ya nnama
Ga-egbuo ya ewu
Were ya tinye na mortuary
I tinyezie ya na TV
I kọpụzie ndi oyi gị
Unu eribe ife
I garuo na ala ili
Gị sị nwanne gị ifụrụ n’anya
Mana elezie anya –
Afufu uwa k’otara nwụọ.
I ga na ala ili
Gị sị nwanne gị ifụrụ n’anya
Mana elezie anya –
Afufu uwa gburu ya egbu.
O ihe anyị ji kwuo si:
Onulube nwanne ya, gbala oso!
Onulube nwanne ya, gbala oso
O mgbe nwanne gị nwụrụ
G’nyere ya aka x3
G’agbura ya nnama
Ga-egbuo ya ewu
Were ya tinye na mortuary
I tinyezie ya na TV
I kọpụzie ndi oyi gị
Unu eribe ife
I garuo na ala ili
Gị sị nwanne gị ifụrụ n’anya
Mana elezie anya –
Afufu uwa k’otara nwụọ.
I ga na ala ili
Gị sị nwanne gị ifụrụ n’anya
Mana elezie anya –
Afufu uwa gburu ya egbu.
O ihe anyị ji kwuo si:
Onulube nwanne ya, gbala oso!
Umu uwa ehh!
Onulube, Onulube
Onulube nwanne, agbala oso oo x8
Ọ nwere ụfọdụ ndi mma ama ooh
Ụfọdụ ndi mma ama ehh
Ọ nwere ụfọdụ ndi mma ama ooh
Ọ nwere ụfọdụ ndi mma ama
Ha nu akwa nwanne ha gbalaga
Ha erie mbombo
Ha echewe si o ga-anwụ
Ha elee esi ọnwụrụ ohh
Ha gbarụọ n’ụlọ ya oo
Ha ga n’nwunye ya
ha sị Madam, ebele akwa!
Ha ga kwu nwunye ya sị
Madam, ebele akwa!
Anyị ga-enyere gị aka
Emechaa bia hụ m anya
Lee kwa complimentary card m
Office m dị na Sokoto
Office m dị na Lagos ehhn
Madam, ebele akwa oo
Onwu di gị ewute anyi oo!
Ha ga kwu nwunye ya
Ha sị Madam, ebele akwa!
Oge dị ya di ndu
Enweghị onye nyere ha aka
Ya tagide afufu uwa nwụọ x3
Chai! Okoro Junior,
nwannem m okwu chukwu ka m n’ekwu oo.
O ihe anyị ji kwuo si
Onulube nwanne, agbala oso oooh
Ọ nwere ụfọdụ ndi mma ama ooh
Ụfọdụ ndi mma ama ehh
Ọ nwere ụfọdụ ndi mma ama ooh
Ọ nwere ụfọdụ ndi mma ama
Ha nu akwa nwanne ha gbalaga
Ha erie mbombo
Ha echewe si o ga-anwụ
Ha elee esi ọnwụrụ ohh
Ha gbarụọ n’ụlọ ya oo
Ha ga n’nwunye ya
ha sị Madam, ebele akwa!
Ha ga kwu nwunye ya sị
Madam, ebele akwa!
Anyị ga-enyere gị aka
Emechaa bia hụ m anya
Lee kwa complimentary card m
Office m dị na Sokoto
Office m dị na Lagos ehhn
Madam, ebele akwa oo
Onwu di gị ewute anyi oo!
Ha ga kwu nwunye ya
Ha sị Madam, ebele akwa!
Onulube nwanne, agbala oso oooh
O ihe anyị ji kwuo si
Onulube nwanne, agbala oso oooh
Onulube, Onulube
Onulube nwanne, agbala oso oo x8
(Guitar solo)
Likitani x8
Sawa sawa saw sawa x4
Likitani x8
Chief Everest Ofoegbu
Ome furu onye o na-ara ahu ehh
Chief Everest Ofoegbu
Okwa gi bụ chairman, Namssa Group of Companies
Anam ahụ aka oru gị – ị ma
O na-eme n’iru
Ị nọro n’azu
Ị ma?
O na-eme n’azụ
Ị nọ n’iru
Ofoegbu Everest – agwọ tụrụ, mbe tụrụ okpokoro oo!
Chief Onyekwere, nwa mama
Prince Onyekachi, nwa Onyegbuleee
Chief Onyekwere, nwa mama
Anam ahụ aka oru gị ooh
Were ya gawa n’iru
Ọ dịghị ihe onye iro ga-eme gị
Ị ga na-aga n’iru, nwanne
Agwọ tụrụ, mbe tụrụ okpokoro!
Chief Eddy Nwoko, nwa mama
Anam ahụ aka oru gị
Were ya gawa n’iru
Ọ dịghị ihe onye iro ga-eme gị
Ị ga na-aga n’iru, nwanne
Agwọ tụrụ, mbe tụrụ okpokoro!
Eddy nwa mama
Structure – mbe tụrụ okpokoro!
Chidiebere, nwa mama
Omefuru – onye o na ara ahu ehhn
Chidiebere Transport, nwa mama
Anam ahụ oru aka gị
Were ya gawa n’iru
Ọ dịghị ihe onye iro ga-eme gị
Ị ga na-aga n’iru, nwanne
Agwọ tụrụ, mbe tụrụ okpokoro!
Onulube, Onulube
Onulube nwanne, agbala oso oo x8
Written by: Bright Chimezie
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...