歌词
Chai
Umuobiligbo nnoo
Unu ma na orugokwa ka osi erubego
O nwere anu afulu na isi azu
M juwa ajuju e ji afufu anya isi, eh-eh eh
Ndi achala n'uzo Ndi agozili agozi
Ekwensu chala n'uzo ndi agozili agozi
Ebe anyi tinyele aka ebe ahu bu so ngozi
Ebe anyi tinyele ukwu ebe ahu bu wele wele wele
Egwu anyi tinyele aka egwu ahu bu wele wele
Onyinye chukwu nyele anyi ka anyi ji aga n'uwa, brother eh-eh
Obi eh Obi eh (Obi eh Obi eh)
Obi eh Obi eh (Obi eh Obi eh)
Ayagha yagha eh iyagha eh
(Ayagha eh ayagha eh)
Ayagha yagha eh iyagha eh
(Ayagha eh ayagha eh)
Ayagha yagha eh iyagha eh
(Ayagha eh ayagha eh)
Nzonzo nzo m egbu umu Chukwu tinye aka n'ubo
Nzonzo nzo m egbu umu Obiligbo na obu anyi na ekwu
Nzonzo nzo m egbu umu Chukwu tinye aka n'ubo
Nzonzo nzo m egbu umu Obiligbo ye ah-eh
Iye eh, iye-eh, ah-ah
Iye eh, iye-eh-eh
Anyi lusia olu were oke gi nyem okem
Anyi zusia ahia were oke gi nyem okem
O kwa ijide nke gi mu jide nkem na udo ga adi
O kwa ijide nke gi mu jide nkem na udo ga adi
Mana irie nke gi rie nkem na ozo ga eme
I rie nke gi rie nkem na ozo ga agba
Lolololo lo lada eh (Lo lana eh)
Lo lana eh (Lo lana eh)
Lo lana eh (Lo lana eh)
Lo lana eh (Lo lana eh)
Onye na ele anyi anya odida bukwa oge gi ka ina egbu
Egbe ana agba anyanwu o naghi eru ya nso ma ncha
Egbe I gbara anyanwu agidi gi ka i na awufusi
Anyi dika mmiri mmiri ana enweli ilo ma ncha
Anyi bu mmiri mmiri ana enweli ilo ma ncha
Nwoke na anu mmiri
Nwanyi na anu mmiri
Nwata na anu mmiri
Okenye na anu mmiri
Umu Obiligbo fa puta onye obula amuliwanu
Ebe anyi tinyele aka ebe ahu bu so ngozi
Ife anyi metulu aka ife ahu bu wele wele
Onyinye chukwu nyele anyi ka anyi ji aga n'uwa, brother eh-eh
Obi eh Obi eh (Obi eh Obi eh)
Obi eh Obi eh (Obi eh Obi eh)
Ayagha yagha eh iyagha eh
(Ayagha eh ayagha eh)
Ayagha yagha eh iyagha eh
(Ayagha eh ayagha eh)
Ayagha yagha eh iyagha eh
(Ayagha eh ayagha eh)
Nzonzo nzo m egbu umu Chukwu tinye aka n'ubo
Nzonzo nzo m egbu umu Obiligbo na obu anyi na ekwu
Nzonzo nzo m egbu umu Chukwu tinye aka n'ubo
Nzonzo nzo m egbu umu Obiligbo oh ah-eh
Onye lulu olu ga eri
Onye gbalu mbo ga afu
Onye lulu olu ga eri ife
Na ubochi niile abulo ibe akwa
Ololo iyo (Ololo ololola)
Ayiyo aha (Ololo olololo)
Ololo iyo (Ololo ololola)
Ayiyo aha (Ololo olololo)
Ololo iyo (Ololo ololola)
Ayiyo aha (Ololo olololo)
Written by: Obiligbo Ebuka, Obiligbo Ifeanyi


