制作
出演艺人
Funnybone
表演者
Umu obiligbo
表演者
Duncan Mighty
表演者
制作和工程
Yung Willis
制作人
歌词
Oh, go, go, go, go
Dem go know say we are to be a man oo
No be koko, no be tọọtọtọọ
Ụmụ Obiligbo nnọọ oo
Unu afụgo everything mara mma?
Onye ọma Funny nwanne m
For this life, nwoke ọbụla chụba ego
Ofu nwoke Amichi ji dị ebube
Ọ kwa onye malụ mma ka ndị ụwa na-agba nkiri?
Ei, ahn ahn eehh (Ahn eehh), ahn ahn ehh
Iye iye ee, ahn ahn eehh (Ahn eehh), ahn ahn ehh
Nne nne m oo, ahn ahn eehh, eh eh, (Iye, iye), ahn ahn ehh, (Iye, iye, iye, iye)
Kwenyelụ Ụmụ Obiligbo
Ayamma lelee, ayamma, ayamma oo, ayamma lelee
Okii, ọ bụlụ na ị ga-eri awọ oo
Rikwaa awọ kara aka
Rikwaanụ nke dịkwa mma oo
Rikwaa nke dị mma
Cos of tomorrow, cos this life chịga achịga
Ọ chịga achịga
Ọ chịga achịga
Ọ chịga chịga achịga eh eh
Ife nwoke na-afụ oo
Ife nwoke na-afụ, ọ bụrọọ obere ife, ọ bụrọọ obere ife o
Ife nwoke na-afụ, ọ bụrọọ obere ife
Ahn ahn eehh (Ahn eehh), ahn ahn ehh
Iye iye ee, ahn ahn eehh (Ahn eehh), ahn ahn ehh
Nne nne m oo, ahn ahn eehh, eh eh, (Iye, iye), ahn ahn ehh, (Iye, iye, iye, iye)
Ọ kwa onye na-akpata amụ ọfụma, ya ka ụmụnwaanyị na-ekwete ngwa
Cos you go laugh away your sorrow
Ife ụmụnwaanyị na-achọ, bụ obi aṅụlị
Funny nwanne m, Funny beanyị eh, ahn eehh, eh eh
Ọ kwa m gwalụnụ gị Ogbuọzọ?
Kwa asa malụnụ mma ka guys na-akwụlụ ụgwọ
Ọ kwa m gwalụnụ gị, i sibe ọnwụ?
Na onye nwelụ ego ka guys na-ejele ozi
Ọ kwa m gwalụnụ gị, i sibe ọnwụ?
Na nwaanyị malụ mma ka guys na-akwụta ụgwọ
Ahn ahn eehh (Ahn eehh), ahn ahn ehh
Iye iye ee, ahn ahn eehh (Ahn eehh), ahn ahn ehh
Nne nne m oo, ahn ahn eehh, eh eh, (Iye, iye), ahn ahn ehh, (Iye, iye, iye, iye)
Mix Monster

