制作
出演艺人
Phyno
表演者
作曲和作词
chibuzo azubuike
作曲
歌词
O tii (Ọ yọọ), ọ yọọ (O tii)
Eehe, o nwere akụkọ m chọrọ ịkọlụ unu ka mma
O nwelụ nwoke naa, aha ya bụ Chibụzọ
So, o wee ru ụbọshị naa
(Chibụzọ) Real name, no gimmicks, they say
(Chibụzọ) Now, I put it on my lyrics, I am
(Chibụzọ) Mommy, onye na-akpọ m?
(Bịa, ị dịkwa sure na ọọ nnwa nwaanyị Awka a bụ ife a?)
Ah, all I had was a dream
Had a little faith to win, and reign supreme
Riding in my city, ihe m na-anya bụ borex
And then, anyị na-act film, ihe m na-act bụ Chuck Norris, ehh
(Chibụzọ) Real name, no gimmicks, they say
(Chibụzọ) m na-agafe n'ogbe mụ, ha akpọọ mụ
(Chi Chi) Pịnọ, pịnọ, kee way?
(Ọ wụrọọ nwoke ọcha a gara na Nike Boys bụ ihe a?)
Ọọ mụa
Ọ bụrọọ sọ na Nike Boys, agakwaa m na MIT
Ebe my guys gwaa m na one day, m ga-e-blow zi ka I.C
Wee develop-uo my skills, mụa, Choocho na U.C
And, every day, na dining hall, m na-akụ beats n'enu table
School gbasaa, m gaa kwado, gaa lesson Ọgba
Ma ego bus adịrọọ, m welụ ụkwụ, wee si ime afịa Abakpa, ah
Oge m nọ J.S, m na-achụ ụmụ asa S.S
Ọ bụrọọ taa, nwanne, ihe dị m n'ime dị excess
(Chibụzọ) Real name, no gimmicks, they say
(Chibụzọ) Bịa, ọ dịka ọọ na i nwerọọ respect, idiot
(Chibụzọ) M ga ha ama gị ezi-, ị daa ekene mmadụ?
(Ị fụrọọ ka ọ dịka ụtụ ọcha, hahahaha, ọtụ mmanụ agabe)
Childhood m dị crazy, ma dị very interesting
Nnwa Abakpantiike, o nwerọọ onye ma na m bụ the next thing
Looking in my life today, I've seen that I'm a blessing
Ị ka na-eche pen na pad, ka i wee mụtazie this lesson
Already big, still they call me the next victim
Agbago m mbọ, and Chineke Nna picked me
Ị sị na the best things in life are free
Mana o nwerọọ ihe dị free, even ma na Freetown
(Chibụzọ) Real name, no gimmicks they say
(Chibụzọ) Ee, mpa onye na-akpọ m, ha
(Chibụzọ) Anọ m ebe a
O nwedịkwaa ihe ị na-arụ n'ụnọ a?
Nee rag a welụ, ka ị ga saalụ m motor, ọsịịsọ, ọsịịsọ
Oge ọbụna a na-edii mmadụ ozi n'ụnọ a nụnwa
Nnaa, hapụnụ m ka m gbaa ball
Okonie nee, pass-ịa ball, pass-ịa ball, ah
Keedụ ụdị ihe bụ ihe a sef?
Everyday a na- m na-abịa, m na-abịa, daddy, m na-abịa
So, ọọ kwa ka ọ hụ bụ nwata nwoke naana bee, bụrụ mmadụ, tifuo
Kọrọ awantịlọ solu ụzọ, ọ kọkwara ya gbagoo enu, ọ kọrọ ya gbadaa
So, ọọ kwa ya, akụkọ m agwụkwanụ
Written by: chibuzo azubuike

