制作

作曲和作词
Valentine Tochukwu Ogbu
Valentine Tochukwu Ogbu
词曲作者
Obinna Benedict Nwokedi
Obinna Benedict Nwokedi
词曲作者
制作和工程
EliDeGreat
EliDeGreat
制作人

歌词

[Intro]
Bugzy Dvinci (Yeah yeah)
[Verse 1]
A gaa m abroad (Bro bro)
Ebi m na Prague (Yeah Prague)
Came from the mud (came from the mud)
Adị mụ bad (Adi mu bad)
Achụga m Dollar
Achụga m Euro
Achụga m Dollar
Achụga m Euro (Yeah)
[Verse 2]
Gang, gang, gang, gang, gang, gang, gang
My men kpọlọ akpọ, nwanne
Pre-pre-pre, pre-pre-pre-pre
My drip kọlọ akọ, nwanne
Ebu m ya ka Elon Musk, maka chi jili eji bọlu-abọ, nwanne
Ọkwa Elveektor na Bugzy Dvinci, anyị adịị achịkwa, nwanne
[Verse 3]
Aboki rate better pass bank rate
100 Dollars, see as e turn 50k
We dey for club, we dey do dorime
We dey for club, we dey do dorime
[Verse 4]
Ejirọ afụfụ anya isi na ime street
After all, onye ọbula na-achọ fast way to a shortcut
Abụ m a long term **** wey you no go fit defeat
Ma ka na nwoke shili onwe ya eshi bụ nwoke na-adịghị atụ egwu heat
Bought my first computer from Chibuzọ Agbo
Amarọkwa m ihe ị na-eche
Ihe m ji ya dee bụ project m gụlụ agụ
Entrepreneurial studies, ịma na men kalụ aka kwụ na azụ
But as the music call me, ịma na Trans Ekulu kwụ m na azụ
Bugzy gwalụ m na bumbers agafebe go (50k)
Men na-eche egwu
Men na-eche egwu
DJ play (Dorime)
Ife a na-arụ bụ legit and DJ still dey play (Dorime)
Ọbụrọkwa ụdị ihe ahụ ị na-eme ka anyị na-eme
Men na-echu ụra, men na-agba mbọ, ma ị na-ajịzi ihe anyị na-eme
Men na-achọ ụba wee na-ebuba, ọ na ịdịghị afụzi ife anyị na-eme
[Verse 5]
Then I woke up and I fucked up Europe
Tete na isi ọtụtụ fepụwa ilo
Then I woke up and I fucked up Europe
Tete-tete na isi ọtụtụ fepụwa ilo
[Bridge]
Price done went up
Nwanne, onwerọ
Christian Dior
Nwanne, onwerọ
Price done went up
Nwanne, onwerọ
Christian Dior
Nwanne, onwerọ
Price done went up (50k)
Nwanne, onwerọ
Christian Dior (Dorime)
Nwanne, onwerọ
Price done went up (50k)
Nwanne, onwerọ
Christian Dior (Dorime)
Nwanne, onwerọ
Nwanne, onwerọ ooo
Christian Dior ooo
Nwanne, onwerọ ooo
Christian Dior ooo
Written by: Obinna Benedict Nwokedi, Valentine Tochukwu Ogbu
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...