音乐视频

Akuko Mgbe Edighiebi
观看 {artistName} 的 {trackName} 音乐视频

精选于

制作

出演艺人
Rev. Patty Obassey
Rev. Patty Obassey
表演者
Patrick Obasi
Patrick Obasi
主唱
作曲和作词
Rev. Patty Obassey
Rev. Patty Obassey
词曲作者

歌词

ONAPUTAWOM, N' ALA APITI Onaputa wom n'ime ogbo ojo n'ile, Omewo ka okwu ya mia mkpuru n'imem, Otinyewokwa abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah Onaputawom na ala apiti, Omewo kam guzo n'elu oke nkume, Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah Ona edum wayo gafe ndagwuruwgwu, ona enyem onu, Ona akasim obi, Nga abukwuru ya abu otito n'abali, okwesiri otito Halleluja Onaputawom na ala apiti, Omewo kam guzo n'elu oke nkume, Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah Omatawokwa ndi huru ya anya, omatawo ndi ji okwukwe n'efe ya, Omatawo ndi nwere ezi ncheghari, okwere ha nkwa udo Hallelujah Onaputawom na ala apiti, Omewo kam guzo n'elu oke nkume, Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah Ima nma Ckukwu onu apu iko ya, Ohunanya okariri ihe anyi na nghota, Udo nke onyere anyi uwa apughu inye ya,okwesiri otito Allelujah Onaputawom na ala apiti, Omewo kam guzo n'elu oke nkume, Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah Onaputawom na ala apiti, Omewo kam guzo n'elu oke nkume, Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah Onaputawom na ala apiti, Omewo kam guzo n'elu oke nkume, Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah
Writer(s): Patrick Obasi Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out