歌词

Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu Hoo hoo oooo Ogboo nwaedeene Na nkita m kputara ata m Kpuru e jewe afia Na ihe afia dataree i ree eh Na ikpusi kwa e nowa na ogakwa atakwa onye ozo Nna mbo nto nno ise isii asaa Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, ukwu Onye odi ka odi m oputa oweru m ata ncha Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu Ovu nkem m eje nke ya ana anyiji ya onu Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu O biara abia ga ana na ebenwa abughi Obodo anyi oo Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu Iyo iyo aaah iyo ooo aaah Isiri gini Iyo iyo aaah iyo ooo aaah Ngwa panitewe Iyo iyo aaah iyo ooo aaah Isiri gini Iyo iyo aaah iyo ooo aaah Ngwa panitewe Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu Hooo hooo oooo Ngwa kubaranu men's m aka erente Kubaranu guyz m aka erente My guyz bata Obodo, obodo edelu * 2 Enwelu m boys na eri ego na uko ego, boys na eke ego na uko ego, Anyi bia zo okpa na ala agbaa mkpo na ala, ejiko sire m ofe onugbu, Soro m kelechi na o mu buzi ihe ana acho, Icho asa ma esi ofe achi ifu na ezi nwanyi di uko, Oburu na idi akpo afa ego nwa biko powa mu na ubo, And munwa aburo okpukpu ike mana omu bu ihe ana ako, Lekwa m Lekwa nu nwata hoooiiiii Sina onye ochoru bu waga hoooiiii Oputara rachakoro pepper soup Ndi nna fumu ka maga hoooiiii Na oga esi m gaa iyanu ipaja, oga eso m gaa iyanu ipaja, omu bu agu bu Nwa Nkita na amaja Ngwa teree futawa du nnetem onye ga akpo gi afa IJELE, abia m nfuta kam fu onye ga akpo anyi IJELE, Abiaram abia na enu uwa abughikwa ebe anyi bi Onye nwuru amaghi ihe na ada na uwa bu onafuta onawade Nna mbo nto nno ise isii asaa Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu Hoo ooo oooh
Writer(s): Unknown Writer, Chimaobi Owoh, Okoli Izuchukwu Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out