音乐视频

Flavour - Mmege (feat. Selebobo)
观看 {artistName} 的 {trackName} 音乐视频

制作

出演艺人
Selebobo
Selebobo
表演者
Chinedu Okoli t/as Flavour
Chinedu Okoli t/as Flavour
表演者
作曲和作词
Selebobo
Selebobo
词曲作者
Chinedu Okoli t/as Flavour
Chinedu Okoli t/as Flavour
词曲作者
制作和工程
Selebobo
Selebobo
制作人

歌词

Mmege Mmege, my beautiful baby Mmege Mmege, stainless baby Mmege amaka, ugegbe oyibo Mmege aputa o, ora obodo le le Aru ka kwo nwa Udara mmicha I fu ukwu Mmege, i ga danata Mkpuru iru Mmege, i ga danata Nwa mu fulu gbaga Mmege Mmege Ife di iche e rika o x4 (The difference is clear) Mmege Mmege, Mmege ajebo Mmege Mmege, ego oyibo She no dey tire, baby na fire I na fulu regalia? Hollandis attire Mmege aputa, kiliwe Mmege Selebobo eh Nekene nwata di mma ga egbu mmadu o Unu a funa nwata di mma ga egbu mmadu le le oo Oyoko Mmege, Ovoko Mmege x4 Ije'm ga laa, anyi ejewe x2 Mmili no na enuigwe biko ezona, Mmege aputa Ofulu oka nwa bialu ije, i fugo kwa Mmege? You will scatter. Chimelueze, i fugo kwa Mmege? Aru ka kwo nwa Udara mmicha Solu'm tibe Ife e rika o Solu'm tibe Mmege Mmege Ife di iche e rika o x4 (The difference is clear)
Writer(s): Okoli Chinedu Izuchukwu, Udoka Chigozie Oku Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out