制作

出演艺人
Osinachi Nwachukwu
Osinachi Nwachukwu
领唱
作曲和作词
Osinachi Nwachukwu
Osinachi Nwachukwu
词曲作者
制作和工程
Dunamis
Dunamis
制作人

歌词

[Chorus]
Ike m ooo, Ike m oo
Eze m ooo, Eze m ooo
You are the God of power
Ike m oo, Ike m oo
[Chorus]
Ike m oo, Ike m ooo
Eze m ooo, Eze m ooo
You are the God of power
Ike m oo, Ike m oo
[Verse 1]
You do unimaginable things
You are indescribable, God
You are the God of power
Ike m oo, Ike-- m o
You declare the end from the beginning
And from the ancient times
The things that are not yet done
You are the God of power
Ike m oo, Ike-- m o
[Verse 2]
You raise the dead by Your power
You heal by Your power
You deliver by Your power
Ike m oo, Ike-- m o
You formed a baby without a womb
You divided the red sea
By the breathe of Your nostril
You are the God of power
Ike m oo, Ike-- m o
[Verse 3]
You never, never know defeat
How can I describe you Jehovah?
Divinity becomes humanity
Ị bụ amama--macha amacha
You are the God of power
Ike m ooo, Ike-- m o
Ọ bụ Gị bụ Eze ndị eze
Okemmiri nke na-ebu ogwe---
Ugwu a na-arị na-eze ndụ ee
Ike m o, Ike-- m o
[Verse 4]
Obiebere Gị juru m arụ ee
Ihe ị na-eme n'ọkarịrị akarị
Ọgbara nkịtị okwu biri n'ọnụ ya ee
Ọ bụ Gị bụ Okemmiri na-ebu ogwe--
Ọ bụ Gị bụ Ugwu a na-arị na-eze ndụ
Ebubedike n'agha, Aghaeri ee, Aghaeri ee, Aghaeri ee
Olugbu ee, Olugbu ee
Mmụọ ka mmụọ, Mmụọ ka mmụọ, hei!
You are the God of power
You are the God of power
You're the God of power
Ike m oo, Ike-- m o
[Chorus]
Ike m oo, Ike m oo
Ike m oo, Ume-- m oo
You are the God of power
Ike m oo, Ike-- m o
[Chorus]
Ike m oo, Ike m oo
Ike m oo, Ume-- m ooo
You are the song that I sing
Ike m oo, Ike-- m o
[Bridge]
Uhhh uhhh, uhhh, uhhh
Uhhh uhhh, uhhh, Ike m oo
[Chorus]
Ike m oo, Ike m oo
Ume m oo, Ndụ m dị ee
Onweghị onye m ga eji tụrụ Gị ee
Ike m oo, Ike-- m o
[Chorus]
Ike m oo, Ike m oo
Eze m ooo, Eze m oo
Ana m etu Gị Nna m ukwu
Ike m oo, Ike-- m o
[Outro]
Ọ bụ n'ebe ị nọ ka m tụkwasịrị obi
Ọ bụ Gị bụ ihe m bụ taata Chi m ee
You are the God of power
Ike m oo, Ike-- m ooo---
Written by: Osinachi Nwachukwu
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...