制作

歌词

Three ka anyị dị, onye amụma sị anyị gbaalụ nwaanyị ọsọ
Ka ego anyị ghala ịgwụ ọsịịsọ
Throughout last year, agbaalụ m nwaanyị ọsọ
Asa na-abịa m nso, m na-agba ọsọ
The other two guys agbahọlụ nwaanyị ọsọ
Yet, ego ha agwụbeekwa ọsịịsọ
Ị fụụ this year, ihe m ga-ata na nnwa
This year, ihe m ga-ata na nnwa
Hmm! Ihe m ga-ata na nnwa ga na-ada tana nnwa, tana nnwa, tana nnwa
Ihe m ga-ata na nnwa
Ihe m ga-ata na nnwa
Ihe m ga-ata na nnwa ga na-ada tana nnwa, tana nnwa, tana nnwa
Taa! A big, palụ m ka anyị na-eje
Eze tana nnwa, ebukwalụ m gbaa speed
Welụ nwaayọ palụ m ka anyị na-eje
Ihe m ga-ata na nnwa
Verse one, Monday and Tuesday wụ for ịgba mbọ
Enwee m something doing
Wednesday bụ for ịgba ụgwọ
Ndị ji ụgwọ kwụnye, ka account daa gbim gbim
Welụ Thursday lụọ ọlụ dị na house, ka m wee dị free against tana nnwa Friday
Every Friday bụ tana nnwa Friday
A na-akpọ m, "Eze tana nnwa, where you dey?"
Anyị banye Oko, from Oko to Igboarịam, Nsugbe, UNIZIK, Nekede na IMSU
Anyị jee ugwu Hausa, m jamụọ one fine girl, ọ sụọlụ m Hausa
M fire-kwaalụ ya Hausa, sị ya, ai dukanmu yaron mutum ne
Ka ba ni kafin wancan mutum
Kar ki haɗa kai mutum da mutum
Nye m chorus, mụ atabikwee ile with mutum
Three ka anyị dị, onye amụma sị anyị gbaalụ nwaanyị ọsọ
Ka ego anyị ghala ịgwụ ọsịịsọ
Throughout last year, agbaalụ m nwaanyị ọsọ
Asa na-abịa m nso, m na-agba ọsọ
The other two guys agbahọlụ nwaanyị ọsọ
Yet, ego ha agwụbeekwa ọsịịsọ
Ị fụụ this year, ihe m ga-ata na nnwa
This year, ihe m ga-ata na nnwa
Hmm! Ihe m ga-ata na nnwa ga na-ada tana nnwa, tana nnwa, tana nnwa
Ihe m ga-ata na nnwa
Ihe m ga-ata na nnwa
Ihe m ga-ata na nnwa ga na-ada tana nnwa, tana nnwa, tana nnwa
Taa! A big, palụ m ka anyị na-eje
Eze tana nnwa, ebukwalụ m gbaa speed
Welụ nwaayọ palụ m ka anyị na-eje
Ihe m ga-ata na nnwa
Verse two, let's go, huh
Allow the beat to be going nau
Azụ m golụ fifteen thousand (Hmm!), fifteen thousand (Hmm!)
Before m na-a-turn, ị tago ya bam bam bam (What?), bam bam bam
Asa talụ azụ m bam bam bam
Guys, kee ka a ga-esi taa ya (Bam bam bam)
I'm Mr. Dyan, eze tana nnwa (Tana nnwa)
Anụ a na-agba egbe, ọ talụ nnwa na-eje (C'mon)
Nwoke bụkwa babanla, jee mee research
Three ka anyị dị, onye amụma sị anyị gbaalụ nwaanyị ọsọ
Ka ego anyị ghala ịgwụ ọsịịsọ
Throughout last year, agbaalụ m nwaanyị ọsọ
Asa na-abịa m nso, m na-agba ọsọ
The other two guys agbahọlụ nwaanyị ọsọ
Yet, ego ha agwụbeekwa ọsịịsọ
Ị fụụ this year, ihe m ga-ata na nnwa
This year, ihe m ga-ata na nnwa
(M bata Enugu) Ihe m ga-ata na nnwa ga na-ada tana nnwa, tana nnwa, tana nnwa
(M nwazie anwa wee bata Owerri) Ihe m ga-ata na nnwa
Ihe m ga-ata na nnwa
(Young King, tell them) Ihe m ga-ata na nnwa ga na-ada tana nnwa, tana nnwa, tana nnwa
Let's go!
A big, palụ m ka anyị na-eje
Eze tana nnwa, ebukwalụ m gbaa speed
Welụ nwaayọ palụ m ka anyị na-eje
Ihe m ga-ata na nnwa (Let's go)
(Ihe m ga-ata na nnwa)
(It's Young King on the beat (Ihe m ga-ata na nnwa)
Young King on the beat (Ihe m ga-ata na nnwa ga na-ada tana nnwa, tana nnwa, tana nnwa)
Eze tana nnwa (Ihe m ga-ata na nnwa)
(Ihe m ga-ata na nnwa)
Call me the Young nature (Ihe m ga-ata na nnwa ga na-ada tana nnwa, tana nnwa, tana nnwa)
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...