制作
出演艺人
Peterson Okopi
表演者
Osuba
混音师
作曲和作词
Peterson Okopi
词曲作者
歌词
Odogwu, Odogwu, Odogwu ee
Dike! Dike na-adị mkpa n'agha oo
Dike, dike ndikerere
Ọsọ pịata pịata n'elu ogwu
Onye gara ije n'elu mmiri, Eze
Ọ kwa Gị bụ oke mmiri na-ebu ogwe?
Mgbe m kpọrọ Gị, Ị za m, Chi na-enye udo
Ị bụ Otimbodombo, eguzo m na-ekele Gị
Onye gara ije n'elu mmiri, Eze
Ọ kwa Gị bụ oke mmanwụ na-eti onwe ya?
Mgbe m kpọrọ Gị, Ị za m, Chi na-enye udo (Chi na-enye udo)
Ị bụ Otimbodombo, eguzo m na-ekele Gị
Ị bụ Otimbodombo, eguzo m na-ekele Gị
Nara ekele anyị jiri bịa, o-o
Ewoo, I kwesịrị ekele m oo
Nara ekele anyị jiri bịa, o-o
Ewoo, I kwesịrị ekele m oo
Onye nwere ike niile o
Nara ekele anyị jiri bịa, o-o
Ewoo, I kwesịrị ekele m oo
(Eeyi, Onye nere ike niile ee)Onye ọma mụ, nara ekele anyị jiri bịa, o-o
Ewoo, I kwesịrị ekele m oo
Eze mmụọ, Chukwu ọma m oo
Nna, ka m bulie Gị elu oo
Oke mmụọ na-eri oke aja
Eze m, o nweghị onye yiri Gị
Ekele na otito niile ga-adịrị Gị
O nweghị onye ga-eri ekele
Ihe ọma Ị na-emere m bara ụba
Ọlụebube Gị n'isi m oo
Onye ga-emere m ihe ọma Ị na-eme, Chukwu ọgaranya m leeyi?
Onye ga-edozi ịba ahụ Ị na-edozi, Onye amara?
Odozi mmadụ, obuli mmadụ, Eze nara otito
Nara ekele anyị jiri bịa ee, Onye ọma mụ ee
I kwesịrị ka m nye gị ekele, ee
Nara ekele anyị jiri bịa oo
Ewoo, I kwesịrị ekele m o
Nara ekele anyị jiri bịa oo
Ewoo, I kwesịrị ekele m o
Nara ekele anyị jiri bịa oo
Ewoo, I kwesịrị ekele m o
Nara ekele anyị jiri bịa oo
Ewoo, I kwesịrị ekele m o
Nara ekele anyị jiri bịa oo
Ewoo, I kwesịrị ekele m o
Ekele
Otito oo
Nara ekele anyị jiri bịa oo
Ewoo, I kwesịrị ekele m o
Onye ọma mụ, nara ekele anyị jiri bịa oo
Ewoo, I kwesịrị ekele m o
Nara ekele anyị jiri bịa oo
Ewoo, I kwesịrị ekele m o
Onye ọma mụ, nara ekele anyị jiri bịa oo
Ewoo, I kwesịrị ekele m o
Written by: Peterson Okopi