制作

出演艺人
Kolaboy
Kolaboy
表演者
作曲和作词
Chinonso Nwodo
Chinonso Nwodo
词曲作者

歌词

[Intro]
Ajeh
Oyooooo (It's Barmy on the beat)
Ọdịa
Suprijenne
Suprijenne
Kola Boy
[Verse 1]
Ị nụlụ ọja m oo, ọja m bụ ọja mmụọ (Ije, ije)
Ị nụlụ onu m oo, na ube mmọnwụ ka m na-ebe n'ụwa oo (Seh)
Igbo amalụwo na isi kwelụ ugo, ga-eti ugo (Otu a ka ọ dị)
Obodo amalụgo na onye sọlụ mpi, ga-alacha oroma oo
Onye Chi mere eze n'ụwa, na eze ka ọ ga-abụ n'ụwa (Otu a)
Ma gị echezọna, na e nwere ọja ka ọja
[PreChorus]
Seh, Ọjadịlị nwoke ike (Ọja)
Ọja nwoke na-asha mmanụ (Ọja)
Ọja nwoke menwulu ife (Ọja)
Ọjadịlị nnwa mmanụ (Ọja)
Ọjadịlị nwoke ike (Ọja)
Ọja nwoke bụ nnwa Nkanụ (Ọja)
Ọja nwoke jinụ ego igwe (Ọja)
Ọjadịlị bụ nwa mmanụ, nwa mmanụ, seh (Ọja)
[Chorus]
Ọjadịlị (Mbombo tiri boro tiri boro boro boro)
Ọjadịlị jele ọgụ na mmụọ (Mbombo tiri boro tiri boro boro boro)
Ọjadịlị jele ọgụ na mmụọ (Mbombo tiri boro tiri boro boro boro)
Ọja m oo, ọja m oo, ọja m oo (Mbombo tiri boro tiri boro boro boro)
[Verse 2]
Seh! Ọdịa! See, na azụ oche ka nwoke nọbu
Kịtaa Chukwu ewelụgo ọnọdụ
Ego dịzi ka nsị ọbọgụ
Gone are days mgbe ọ kọlụ (Seh)
See, a na-egbu achala, ọ na-eto
Chi ga-eji, mana o mechaa ọ ga-efo
Kịtaa, ụbịam fụ nwoke, ọ na-ezo
Afịa ọbụna m kpọsara, a na-ego
So, Adaugo fechaba
Nwoke ji chaa, so, nnwa, pụtaba (Ị makwa)
Ndị osuimi, m ga-egonye ha ụtaba (Otu a)
Nwoke bụ baller, kpọzie m Ụtaka (As in attacker, seh)
Fụpụrụ m ọja
[PreChorus]
Ọja m nwere ibobo, ọja m nwere awele (Ị makwa, ị makwa)
Obodo amalụgo na onye Chi mere eze, ga-abụ eze
Adaa esi ife nwere ibobo ngọ n'ụwa oo
Ọja m o (Suprijenne)
Ọja m o (Suprijenne)
Ọja m o (Paraba)
Ọja m o (Paraba)
Ọja m o (Paraba)
[Chorus]
Ọjadịlị (Mbombo tiri boro tiri boro boro boro)
Ọjadịlị jele ọgụ na mmụọ (Mbombo tiri boro tiri boro boro boro)
Ọjadịlị jele ọgụ na mmụọ (Mbombo tiri boro tiri boro boro boro)
Ọja m oo, ọja m oo, ọja m oo (Mbombo tiri boro tiri boro boro boro)
[Verse 3]
Ọdịa, seh, see negodu convoy (Convoy)
Nwoke bụzinụ mọị mọị (Mọị mọị)
Ụmụnnụnụ they wan chop (Wan chop)
A ga-egotenụ kọị kọị
Ha na-enyezi m aka ise
Otego m bidoo maba iche (Hey)
Kịtaa, m mapụta, nye m oche (Eh)
Ndị ụmụnna na-aja m ike (Seh)
Ha na-etuzi m, "Ọjaa, nwoke nwere levels"
Ọga, aboki nwere kettles
M order, all the bills settled
Ị chọkwaa, i gotekwuo bottles
[PreChorus]
Ọjadịlị nwoke ike (Ọja)
Ọja nwoke na-asha mmanụ (Ọja)
Ọja nwoke menwulu ife (Ọja)
Ọjadịlị nnwa mmanụ (Ọja)
Ọjadịlị nwoke ike (Ọja)
Ọja nwoke bụ nnwa Nkanụ (Ọja)
Ọja nwoke jinụ ego igwe (Ọja)
Ọjadịlị bụ nwa mmanụ, nwa mmanụ, seh (Ọja)
[Chorus]
Ọjadịlị (Mbombo tiri boro tiri boro boro boro)
Ọjadịlị jele ọgụ na mmụọ (Mbombo tiri boro tiri boro boro boro)
Ọjadịlị jele ọgụ na mmụọ (Mbombo tiri boro tiri boro boro boro)
Ọja m oo, ọja m oo, ọja m oo (Mbombo tiri boro tiri boro boro boro)
Ọja m oo, ọja m oo, ọja m oo (Mbombo tiri boro tiri boro boro boro)
Ọja erika, ọja m ee, ọja m oo, ọja m ee, ọja m oo (Mbombo tiri boro tiri boro boro boro)
[Outro]
Seh, o nwee men bụ Ọjaa, men nwee levels
Ọdịraa, nwoke nwere levels (Ọdịraa nọ n'ụlọ)
Mallam Figo nwere kettles
Zebra, door gị nwere levels
Arnold (Eh, ị makwa), associates landlord (Eh)
Sir Peter Mba Pinnacles (Daddy)
Dubby ji ego eme miracles (Eh Cubana)
Celebrity Barrister (Onye ọma)
Ego nwoke na-adanụ ka chorister
Sir Valentine Ọzọigbo, ofu nnwa Agụata ji eme ọnụ
Eh, ekenee m ntụ n'Ụkana, CEO Spotter Construction Companies
Eh, kee maka onye ọma Famzy? (Famzy!), ezigbote nnwa Ụgbawka (Ị makwa)
ElPassy Exchange
Eh, kee maka Igwe Autos, number one car dealer n'ime Ogbe (Otu a)
Eh, ekene keneelụ m Casports, ezigbo alọba m
Eh, ekenee m Onyeọcha CDP, CEO Automobiles
Kensparks, Ide n'Asia
Yaski Don Dada
Eh, ekenee m Ijele, Ijele one n'Africa
Eh, keneelụ m Master, Master onye ịgba
Eh, kee maka Davis Nation? Kakawu number one na Germany, ehh, ị makwa
Kola
Boy
Written by: Chinonso Nwodo
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...